Pular para o conteúdo
Publicidade

Matiu 26

48 Ma onye ahụ na-arara ya nye, nyere ha ihe ịrịbama, sị, "Onye ahụ m ga-esutu ọnụ bụ nwoke ahụ, jidesienụ ya aka ike!" 49 Ngwangwa o jekwuuru Jisọs sị ya, "Ekele, Onye ozizi!" ma sutukwa ya ọnụ.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também