Pular para o conteúdo
Publicidade

Matiu 27

Ọnwụ Judas

3 Mgbe Judas, onye ahụ rara Jisọs nye, hụrụ na a maala Jisọs ikpe ọnwụ, o chegharịrị weghachikwara ndịisi nchụaja na ndị okenye iri ego ọlaọcha atọ ahụ. 4 kwuru sị, "Emehiela m, site na ịrara onye aka ya dị ọcha nye ọnwụ."

Ma ha sịrị, "Nke ahụ agbasaghị anyị, bụ mkpa dịrị gị."

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também