Pular para o conteúdo
Publicidade

Matiu 27

Ọnwụ Judas

3 Mgbe Judas, onye ahụ rara Jisọs nye, hụrụ na a maala Jisọs ikpe ọnwụ, o chegharịrị weghachikwara ndịisi nchụaja na ndị okenye iri ego ọlaọcha atọ ahụ. 4 kwuru sị, "Emehiela m, site na ịrara onye aka ya dị ọcha nye ọnwụ."

Ma ha sịrị, "Nke ahụ agbasaghị anyị, bụ mkpa dịrị gị."

5 wụsara ego ọlaọcha ahụ nʼala ụlọnsọ, pụọ gaa kwụọ ụdọ.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também