Jọn emee Jisọs baptizim
13 Mgbe ahụ, Jisọs sitere na Galili bịa nʼosimiri Jọdan ka Jọn mee ya baptizim.
17 Otu olu sitere nʼeluigwe kwuo okwu sị, "Onye a bụ Ọkpara m, onye m hụrụ nʼanya. Ihe ya dị m ezi mma."