Pular para o conteúdo
Publicidade

Matiu 5

Nnu na ìhè

13 "Unu bụ nnu nke ụwa, ma bụrụ na nnu adịghị atọkwa ụtọ, a ga-eji gịnị mee ka tọọ ụtọ ọzọ? bakwaghị uru ọbụla, ma bụghị naanị itufu ya, ka ndị mmadụ zọọ ya ụkwụ.

14 "Unu bụ ihe nke ụwa. Unu dị ka obodo e wuru nʼelu ugwu nke a na-apụghị izo ezo.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também