Publicidade

Mateus 5

3 "Ngọzị na-adịrị ndị bụ ogbenye nʼime mmụọ,

nʼihi na alaeze eluigwe bụ nke ha.

4 Ngọzị na-adịrị ndị na-eru ụjụ,

nʼihi na a ga-akasị ha obi.

5 Ngọzị na-adịrị ndị dị nwayọọ nʼobi,

nʼihi na ha ga-eketa ụwa.

Veja também

Bíblia Online Bíblia Online

Bíblia Online • Versão: 2026-07-04_23-13-58-