Pular para o conteúdo
Publicidade

Matiu 7

Ikpe ndị ọzọ ikpe

1 "Unu ekpela ndị ọzọ ikpe, ka a ghara ikpekwa unu ikpe. 2 Nʼihi na a ga-ekpe unu ikpe dịka unu si kpee ndị ọzọ. bụkwa ihe unu ji tụọrọ ndị ọzọ ka a ga-eji tụọrọ unu.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também