Osisi na mkpụrụ ya
15 "Kpachapụnụ anya! Nʼihi na ndị amụma ụgha dị. Ha na-abịakwute unu nʼụdịdị atụrụ, ma ha bụ agụ. 16 A ga-esite na mkpụrụ7:16 Mkpụrụ Nʼebe a o bụ ihe Igbo na-akpọ omume maọbụ agwa. ha mata ndị ha bụ. Ndị mmadụ ọ na-esite nʼosisi ogwu dị nʼọhịa ghọta mkpụrụ osisi grepu, ka ha na-esite nʼosisi uke gbara nʼọhịa ghọta mkpụrụ fiig?