Pular para o conteúdo
Publicidade

Matiu 7

2 Nʼihi na a ga-ekpe unu ikpe dịka unu si kpee ndị ọzọ. bụkwa ihe unu ji tụọrọ ndị ọzọ ka a ga-eji tụọrọ unu.

3 "Gịnị mere i ji elee ntakịrị ahịhịa dị nwanna gị 7:3 Nwanna gị onye agbataobi gị. nʼanya ma dịghị ahụta obodobo osisi dị gị onwe gị nʼanya? 4 Olee otu ga-esi gwa ya si, Nwanna m, kwere ka m tụpụ gị ntakịrị ahịhịa danyere gị nʼanya,mgbe obodobo osisi dị gị nʼanya, nke na-adịghị ekwe gị hụzie ụzọ.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também