Pular para o conteúdo
Publicidade

Matiu 7

3 "Gịnị mere i ji elee ntakịrị ahịhịa dị nwanna gị 7:3 Nwanna gị onye agbataobi gị. nʼanya ma dịghị ahụta obodobo osisi dị gị onwe gị nʼanya? 4 Olee otu ga-esi gwa ya si, Nwanna m, kwere ka m tụpụ gị ntakịrị ahịhịa danyere gị nʼanya,mgbe obodobo osisi dị gị nʼanya, nke na-adịghị ekwe gị hụzie ụzọ. 5 Onye ihu abụọ! Buru ụzọ wepụ obodobo osisi dị gị nʼanya ka i nwee ike ịhụzi ụzọ tụpụ ntakịrị ahịhịa nke dị nwanna gị nʼanya.

Veja também