Pular para o conteúdo
Publicidade

Matiu 8

16 Nʼoge uhuruchi, ha kpọtaara ya ọtụtụ ndị mmụọ ọjọọ na-esogbu. O ji okwu ọnụ chụpụ mmụọ ọjọọ ahụ niile, gwọọkwa ndị niile ahụ na-adịghị ike. 17 Nke a bụ imezu amụma ahụ Aịzaya buru sị,

"O bupụrụ nrịa nrịa anyị niile,

burukwa ọrịa anyị niile."8:17 Aịz 53:4

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também