Pular para o conteúdo
Publicidade

Mateus 8

2 Mgbe ha na-aga nʼụzọ, otu onye ekpenta bịakwutere ya kpọọ isiala nye ya, rịọ ya sị, "Onyenwe m, bụrụ na chọrọ, pụrụ ime ka m dị ọcha."

3 O setịpụrụ aka ya, metụ ya sị, "Achọrọ m ka dị ọcha, dịrịkwa ọcha!" Ngwangwa, ekpenta ahụ lara. 4 Jisọs nyere nwoke ahụ iwu sị ya, "Hụ na ịgwaghị onye ọbụla, kama gaa gosi onye nchụaja onwe gị, chụọkwa aja onyinye dịka Mosis, nyere nʼiwu, ka bụrụ ihe ama nye ya."

Veja também