2 Ndị Izrel niile tamuru ntamu megide Mosis na Erọn. Ọgbakọ ahụ niile sị ha, "Ọ gaara aka mma ma a sị na anyị nwụrụ nʼala Ijipt maọbụ nʼọzara a. 4 Ya mere ha kwekọrịtara nʼetiti onwe ha sị, "Ka anyị họpụtaranụ onwe anyị onyendu ga-edughachi anyị azụ nʼIjipt."
Publicidade