Pular para o conteúdo
Publicidade

Romanos 10

17 Ma bụ ihe doro anya na bụ site nʼige ntị nʼoziọma a ka mmadụ ji enweta okwukwe, oziọma ahụ a na-anụ bụ site nʼokwu Kraịst. 18 Ma ana m ajụ, ga-abụ na ha anụghị? Ha nụrụ ya nʼezie.

"Nʼụwa niile ka olu ha pụrụ gazuo,

okwu ọnụ ha niile erukwaala nʼebe ụwa sọtụrụ."10:18 Abụ 19:4

Veja também