Ebraham bụ ihe ịmaatụ banyere okwukwe
18 Ọ bụladị mgbe olileanya gasịrị, o kwenyere na ya ga-abụ nna nke ọtụtụ mba, dịka ihe a gwara ya si dị, "Otu a ka mkpụrụ gị ga-adị.4:18 A gaghị agụta ha ọnụ."4:18 Jen 15:5