Pular para o conteúdo
Publicidade

Ndị Rom 6

9 Nʼihi na anyị maara na ebe e mere ka Kraịst site nʼọnwụ bilie, gaghị anwụkwa ọzọ. Ọnwụ enwekwaghị ike ọbụla nʼebe nọ ọzọ. 10 nwụrụ naanị otu mgbe nʼihi mmehie. Ma ndụ na-adị ugbu a bụ nke na-adị nye Chineke.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também