Pular para o conteúdo
Publicidade

Ndị Rom 9

20 Onye ka bụ gị mmadụ efu, iji ajụ Chineke ajụjụ? "Nkata mmadụ na-akpa ga-ajụ onye na-akpa ya ajụjụ, Onye sị gị kpaa m otu a?’ "9:20 Aịz 29:16; 45:9 21 Otu a kwa, onye ọkpụ ite o nweghị ike isite nʼotu ụrọ ahụ o nwere kpụọ ụdị ite ọbụla masịrị ya, ụfọdụ ite pụrụ iche na ụfọdụ e ji eje ozi nʼụlọ?

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também