Pular para o conteúdo
Publicidade

Rute 1

16 Ma Rut zara, "Akwagidela m ka m hapụ gị, maọbụ ime ka m site nʼiso gị chigharịa. Aga m esoro gị gaa ebe ọbụla na-aga. Aga m esokwa gị biri nʼebe ọbụla ga-ebi; ndị gị ga-abụ ndị m, Chineke gị ga-abụkwa Chineke m, 17 ebe nwụrụ ka m ga-anwụ, ebe ahụ kwa ka a ga-eli m. Ka Onyenwe anyị mesoo m mmeso, otu ọbụla mmeso ahụ si dị njọ, ma bụrụ na m ekwere ka ihe ọzọ, ma bụghị ọnwụ, kewaa mụ na gị."

Veja também

Rute
Ver todos os capítulos de Rute