Pular para o conteúdo
Publicidade

Jemis 1

12 Ngọzị na-adịrị onye ahụ nke na-anọgide na-adịghị ada mba nʼoge ọnwụnwa. Nʼihi na mgbe oge ọnwụnwa ahụ gasịrị, ga-anata ụgwọ ọrụ, nke bụ okpueze ndụ, nke Chineke kwere nkwa inye ndị niile hụrụ ya nʼanya.

13 Ka onye ọbụla hapụ sị, mgbe a na-anwa ya, "bụ Chineke na-anwa m ọnwụnwa a." Nʼihi na dịghị mgbe a pụrụ ịnwa Chineke ka o mee ihe ọjọọ, dịkwaghị anwa mmadụ ọbụla ka o mee ihe ọjọọ. 14 Kama ọnwụnwa na-abịara mmadụ site nʼọchịchọ nke obi ya. bụkwa ọchịchọ ọjọọ nke mmadụ na-arafu ya, dọkpụfuo ya. 15 Ọchịchọ ahụ, mgbe ha bara ụba nʼime obi, na-eduba mmadụ na mmehie. Mgbe mmehie bara ụba, na-eduba nʼọnwụ.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também