Publicidade

Alma

Por Bíblia Online

A alma é a parte mais íntima do ser humano — sede da vida, dos afetos e do encontro com Deus. A Bíblia convida a cuidar da alma com zelo e a aquietá-la diante do Senhor.

A alma diante de Deus

Bendize ao Senhor, ó minha alma! A alma suspira por Deus como a corça suspira pelas águas — com sede de eternidade.

Gọzie Onyenwe anyị

Mkpụrụobi m, too Onyenwe anyị;

ka ihe niile dị nʼime m too aha nsọ ya.

Onye ihe Chineke na-agụsị agụụ ike

O Chineke, bụ Chineke m,

e ji m obi m niile na-achọ gị;

akpịrị na-akpọ mkpụrụobi m nkụ,

anụ ahụ m na-achọsi gị ike,

nʼala kpọrọ nkụ na nke ịda mba

ebe mmiri na-adịghị nʼime ya.

O mkpụrụobi m, gịnị mere i ji daa mba?

Gịnị mere i ji na-asụ ude nʼime m?

Nwee olileanya na Chineke,

nʼihi na m ka ga-eto ya ọzọ,

Onye nzọpụta m na Chineke m.

Ịnọgide nʼokwukwe

bụ naanị nʼime Chineke ka mkpụrụobi m na-achọta izuike.

Nzọpụta m na-esite na ya na-abịa.

Ana m echere Onyenwe anyị, mkpụrụobi m na-echekwa ya,

bụ nʼokwu ya ka olileanya m dị.

Egbugbere ọnụ m ga-eti mkpu ọṅụ

mgbe m na-abụku gị abụ otuto,

mụ, onye gbapụtara.

Iwu Onyenwe anyị zuruoke;

na-eweghachi mkpụrụobi.

Ụkpụrụ Onyenwe anyị niile kwesiri ntụkwasị obi;

na-eme ka onye na-enweghị uche mara ihe.

bụ gị kpụrụ akụkụ niile dị m nʼahụ.

bụkwa gị jikọtara ha niile ka ha bụrụ otu mmadụ nʼime afọ nne m.

Ana m eto gị nʼihi na abụ m onye e sitere nʼoke egwu na ebube kee;

ọrụ gị niile dị ebube;

amaara m nke a nke ọma.

O Onyenwe anyị, zọpụta m

site nʼegbugbere ọnụ okwu ụgha

na ire na-ekwu okwu aghụghọ.

Cuidar da alma

Que aproveita ao homem ganhar o mundo inteiro e perder a sua alma? Buscar a Deus de toda alma é o caminho da vida.

Nʼihi na uru gịnị ka mmadụ nwetara ma bụrụ na o ritechaa ụwa niile nʼuru ma tufuo ndụ ya? Maọbụ gịnị bụ ihe ahụ dị nʼụwa nke mmadụ ga-eji gbanwee ndụ ya?

zara sị ya, " Hụ Onyenwe gị bụ Chineke gị nʼanya site nʼobi gị niile na site na mkpụrụobi gị niile, na site nʼuche gị niile.

Unu atụla egwu ndị pụrụ igbu naanị anụ ahụ unu, ma ha enweghị ike ịmetụ mkpụrụobi unu aka. Kama onye unu ga-atụ egwu bụ Onye ahụ nwere ike imebi anụ ahụ unu na mkpụrụobi, tụbakwa ha nʼọkụ ala mmụọ.

Ma bụrụ na unu anọrọ nʼebe ahụ chọọ Onyenwe anyị Chineke unu, unu ga-achọtakwa ya, mgbe unu ji obi unu niile na mkpụrụobi unu niile chọọ ya.

Ma lezienụ anya nke ọma idebe iwu na ụkpụrụ niile nke Mosis onyeozi Onyenwe anyị nyere unu: nke bụ ịhụ Onyenwe anyị Chineke unu nʼanya, ịga ije nʼirube isi nye ya, irube isi nʼiwu ya niile, ịdabere na ya, na iji obi unu niile na mkpụrụobi unu niile fee ya ofufe."

"Mgbe na-adịghị anya, mụ onwe m ga-agbaso ụzọ ahụ ndị niile bi nʼụwa na-aghaghị ịgbaso. Unu niile maara nʼime obi unu na nʼime mkpụrụobi unu na o nweghị otu nʼime nkwa ọma Onyenwe anyị Chineke unu kwere nye unu nke na-emezughị. E mezuola nkwa ndị a niile; o nweghị nke ọbụla a na-emezughị.

Unu ga-achọsikwa m ike, chọta m ma bụrụ na unu ejiri obi unu niile chọọ m.

Ihe ndị a kwa bụ ihe Onyenwe anyị kwuru,

"Guzonụ nʼebe niile ụzọ gbara abụọ. Lee anya.

Jụọnụ ajụjụ banyere okporoụzọ ochie ahụ.

Jụpụtanụ ebe ụzọ ọma ahụ dị, jeenụ ije nʼime ya.

Unu gbaso ya, unu ga-achọtara mkpụrụobi unu ebe izuike.

Ma gịnị ka unu kwuru? Unu sịrị. Anyị agaghị agbaso ụzọ ọma ahụ.

Okwu dị nro na-atọ ụtọ ka mmanụ aṅụ,

na-atọ mkpụrụobi ụtọ, na-enyekwa ọkpụkpụ ahụ ike.

Onye m hụrụ nʼanya, ekpere m bụ na ahụ ga-esi gị ike, ka ihe na-agara gị nke ọma, dịka na-agara mkpụrụobi gị nke ọma.

Seja o primeiro
Bíblia Online Bíblia Online

Bíblia Online • Versão: 2026-07-05_19-25-13-