Pular para o conteúdo
Publicidade

Amizade

Por Bíblia Online

A amizade é um dos dons mais preciosos da vida. A Bíblia celebra amizades profundas — Davi e Jônatas, Rute e Noemi, Paulo e Timóteo — modelos de lealdade, fé e amor.

Valor da amizade

Há amigo mais chegado do que um irmão. Em todo tempo ama o amigo. A amizade verdadeira permanece nas tempestades.

Onye nwere ọtụtụ ndị enyi ndị na-ekwesighị ga-abịa nʼịla nʼiyi mgbe na-adịghị anya,

ma dị enyi nke na-arapara nso karịa nwanne.

Onye nwere ọtụtụ ndị enyi ndị na-ekwesighị ga-abịa nʼịla nʼiyi mgbe na-adịghị anya,

ma dị enyi nke na-arapara nso karịa nwanne.

Ezi enyi na-egosi ịhụnanya ya nʼoge ọbụla.

Otu a kwa, nwanne na-aba uru nʼoge mkpa.

Ezi enyi na-egosi ịhụnanya ya nʼoge ọbụla.

Otu a kwa, nwanne na-aba uru nʼoge mkpa.

Onye ọbụla na-akwado ịhụnanya na-ekpuchi njehie,

ma onye na-ekwu ihe mere mgbe na mgbe na-ekewa ezi enyi.

Dịka e si eji igwe amụ igwe ọzọ ka dị nkọ,

otu a ka mmadụ si enyere ibe ya aka ịdị nkọ.

Dịka e si eji igwe amụ igwe ọzọ ka dị nkọ,

otu a ka mmadụ si enyere ibe ya aka ịdị nkọ.

Mmanụ isi ụtọ na ihe nsure ọkụ na-esi isi ụtọ na-eme ka obi ṅụrịa,

otu a ka ụtọ enyi dị,

site na ndụmọdụ nke mkpụrụobi ha.

Mmanụ isi ụtọ na ihe nsure ọkụ na-esi isi ụtọ na-eme ka obi ṅụrịa,

otu a ka ụtọ enyi dị,

site na ndụmọdụ nke mkpụrụobi ha.

Ahapụla enyi gị maọbụ ndị enyi nna gị.

Mgbe nọ na mkpa arịọla nwanne gị ka o nyere gị aka.

Onye agbataobi nọ gị nso nwere ike inyere gị aka karịa nwanne gị nọ ebe dị anya.

Ahapụla enyi gị maọbụ ndị enyi nna gị.

Mgbe nọ na mkpa arịọla nwanne gị ka o nyere gị aka.

Onye agbataobi nọ gị nso nwere ike inyere gị aka karịa nwanne gị nọ ebe dị anya.

Mba abara nʼihe ka mma

karịa ịhụnanya ezoro ezo.

Ihe kwesiri ntụkwasị obi ka mmerụ ahụ nke sitere nʼaka enyi bụ,

ma onye iro na-eme ka isutu ọnụ mụbaa.

Na-eso ndị maara ihe ka ghọọ onye mara ihe,

nʼihi na onye na-eso ndị nzuzu na-aba na nsogbu.

Onye na-emebi iwu na-agbasa ise okwu;

ha na-akpali nsogbu, na-ekewa enyi na enyi.

Okwu nke atọ

Gị na onye na-ewe oke iwe abụla enyi,

gị na onye na-ewe iwe ọsịịsọ emekọkwala ihe,

ma bụghị ya, i nwere ike ịmụta ndụ ha,

si otu a tinye ndụ gị na nsogbu.

Amizade cristã

Vós sois meus amigos se fazeis o que eu mando. Jesus nos chama de amigos — que honra imensa e responsabilidade!

dịghị onye ọbụla nwere ịhụnanya karịrị nke a na mmadụ tọgbọrọ ndụ ya nʼihi ndị enyi ya.

dịghị onye ọbụla nwere ịhụnanya karịrị nke a na mmadụ tọgbọrọ ndụ ya nʼihi ndị enyi ya.

Anaghị m akpọkwa unu ndị ohu ọzọ. Nʼihi na ohu adịghị amatazu ihe niile onyenwe ya na-eme. Ma ana m akpọ unu ndị enyi m nʼihi na agwala m unu ihe niile m nụrụ nʼọnụ Nna m.

Nke a bụkwa iwu m, ka unu hụrịta onwe unu nʼanya dị ka m siri hụ unu nʼanya.

Hụrịtanụ onwe unu nʼanya, dịka ụmụ nke otu nna. Ka ihe ibe unu na-eme na-atọ unu ụtọ. Na-asọpụkwaranụ ibe unu karịa otu ha si asọpụrụ unu.

na-agụ m agụụ nke ukwuu ịbịa hụ unu anya, nʼihi na achọrọ m ka unu keta oke nʼonyinye Mmụọ Nsọ nke Chineke nyere m, nke ga-enyere unu aka iguzosi ike nʼokwukwe. bụkwaghị naanị nke a, kama achọrọ m ka anyị gbarịtaa onwe anyị ume site nʼokwukwe anyị.

Chineke bụ ịhụnanya

Ndị m hụrụ nʼanya, o kwesiri ka anyị hụrịtaa onwe anyị nʼanya, nʼihi na ịhụnanya na-esi nʼebe Chineke nọ abịa. Onye ọbụla nwere ịhụnanya bụ onye amụrụ site na Chineke, makwara Chineke.

Ndị m hụrụ nʼanya, ebe bụ na Chineke si otu a hụ anyị nʼanya, anyị kwesiri ịhụrịta onwe anyị nʼanya. O nwebeghị mgbe ọbụla anyị ji anya anyị hụ Chineke anya, ma bụrụ na anyị ahụ ibe anyị nʼanya, Chineke na-ebi nʼime anyị. A na-emekwa ka ịhụnanya ya zuo oke nʼime anyị.

Iwu o nyere anyị bụ, "Onye ọbụla hụrụ Chineke nʼanya aghakwaghị ịhụ nwanna ya nʼanya."

Exemplos bíblicos

Davi e Jônatas fizeram aliança de amizade. Rute se apegou a Noemi. Abraão foi chamado amigo de Deus.

Ekworo Sọl

Mgbe Devid gwasịrị Sọl okwu, ịhụnanya dị ukwuu malitere nʼetiti Jonatan na Devid. Jonatan hụrụ Devid nʼanya dịka o si hụ onwe ya. Sọl mere ka Devid nọgide nʼụlọeze. O kwekwaghị ka laghachi nʼụlọ nna ya. Jonatan na Devid gbara ndụ nʼihi na Jonatan hụrụ Devid nʼanya dịka o si hụ onwe ya.

Jonatan na Devid gbara ndụ nʼihi na Jonatan hụrụ Devid nʼanya dịka o si hụ onwe ya.

Devid na Mefiboshet

Otu ụbọchị, Devid jụrụ ajụjụ sị, "O nwere onye fọdụrụ ndụ nʼezinaụlọ Sọl? Achọrọ m igosi onye ahụ obi ebere nʼihi Jonatan."

Ma Rut zara, "Akwagidela m ka m hapụ gị, maọbụ ime ka m site nʼiso gị chigharịa. Aga m esoro gị gaa ebe ọbụla na-aga. Aga m esokwa gị biri nʼebe ọbụla ga-ebi; ndị gị ga-abụ ndị m, Chineke gị ga-abụkwa Chineke m, ebe nwụrụ ka m ga-anwụ, ebe ahụ kwa ka a ga-eli m. Ka Onyenwe anyị mesoo m mmeso, otu ọbụla mmeso ahụ si dị njọ, ma bụrụ na m ekwere ka ihe ọzọ, ma bụghị ọnwụ, kewaa mụ na gị."

bụ site na nke a ka ihe e dere nʼakwụkwọ nsọ jiri mezuo, nke na asị, "Ebraham kweere na Chineke, a gụrụ nke a nye ya dị ka ezi omume," kpọọkwa ya enyi Chineke.

"Onye ọbụla nʼejichi ebere site nʼebe enyi ya nọ

na-agbakụta egwu Onye pụrụ ime ihe niile azụ.

Ndị na-ekwesighị ntụkwasị obi! bụ na unu amaghị na unu na ụwa bụrụ enyi, unu ga-esi otu a bụrụ ndị iro Chineke? Onye ọbụla nke chọrọ ịbụ enyi nke ụwa, na-eme onwe ya onye iro nke Chineke.

Companheirismo

Dois são melhores do que um. Quão bom e suave é que os irmãos vivam em união! A amizade fortalece e edifica.

Mmadụ abụọ ka mma karịa otu onye,

nʼihi na ha ga-arụpụta ọtụtụ ihe:

Otu onye nʼime ha daa,

onye nke ọzọ ga-apalite ya.

Ma mgbe bụ naanị otu onye,

onye ga-apalite ya? nọ nʼime nsogbu.

Otu onye nʼime ha daa,

onye nke ọzọ ga-apalite ya.

Ma mgbe bụ naanị otu onye,

onye ga-apalite ya? nọ nʼime nsogbu.

bụ ezie na e nwere ike merie onye naanị ya guzo,

ma mmadụ abụọ pụrụ iguzo zọọ onwe ha.

Ụdọ e ji eriri atọ tụkọta nʼotu, adịghị adọbi ya ngwangwa.

Mmadụ abụọ ka mma karịa otu onye,

nʼihi na ha ga-arụpụta ọtụtụ ihe:

Ngọzị nke ibi nʼotu

Lee ka o si bụrụ ihe dị mma

na ihe ọṅụ mgbe ụmụnne na-ebikọ nʼotu!

Ngọzị nke ibi nʼotu

Lee ka o si bụrụ ihe dị mma

na ihe ọṅụ mgbe ụmụnne na-ebikọ nʼotu!

dị ka mmanụ dị oke ọnụahịa a wụrụ nʼisi,

nke na-asọdata ruo nʼahụọnụ,

e, nke na-asọdata ruo nʼahụọnụ Erọn,

ruokwa nʼolu uwe mwụda ya.

dị ka a ga-asị na igirigi si na Hemon

na-ada nʼelu nʼugwu Zayọn.

Nʼihi na nʼebe ahụ ka Onyenwe anyị na-enye onyinye ngọzị ya,

bụladị ndụ na-adị ruo mgbe ebighị ebi.

Chineke na-eme ka ndị naanị ha nọ nwee ezinaụlọ,

na-eji ịbụ abụ dupụta ndị nọ nʼụlọ mkpọrọ,

ma ndị nnupu isi ka na-eme ka ha biri, nʼala kpọrọ nkụ.

Sọpụrụ nne gị na nna gị. Ọzọ, hụkwa onye agbataobi gị nʼanya dị ka onwe gị."

Unu ekwela ka e duhie unu. Nʼihi na mkparịkọta agwa ọjọọ na-emebi ezi agwa.

Unu ekwela ka e duhie unu. Nʼihi na mkparịkọta agwa ọjọọ na-emebi ezi agwa.

Seja o primeiro