Pular para o conteúdo
Publicidade

Amor incondicional

Por Bíblia Online

O amor incondicional de Deus não depende de mérito humano. Ele nos amou quando ainda éramos pecadores. Esse amor não tem limites, não cobra preço e não pode ser perdido.

Amor sem condições

Deus prova o seu amor em que Cristo morreu por nós sendo nós ainda pecadores. O amor de Deus é gratuito e irrevogável.

Ma lee ka ịhụnanya Chineke siri pụta ìhè! Mgbe anyị ka nọrịị na-eme mmehie, Kraịst nwụrụ nʼihi anyị.

A sịkwarị na anyị bụ ndị ezi omume gaara abụ ihe siri ike mmadụ ịbịa nwụọ ọnwụ nʼihi anyị. Ma eleghị anya, a ga-ahụkwa onye nwere ike nwụọ nʼihi ezi mmadụ. Ma lee ka ịhụnanya Chineke siri pụta ìhè! Mgbe anyị ka nọrịị na-eme mmehie, Kraịst nwụrụ nʼihi anyị.

Nʼihi na mmadụ niile emehiela ha ekwesikwaghị otuto Chineke. Ma ugbu a, agụọla ha na ndị ezi omume site nʼamara ya, site na mgbapụta nke si nʼaka Kraịst Jisọs.

Onye nwere ike ikewapụ anyị site nʼịhụnanya Kraịst? bụ nsogbu, ka bụ ihe isi ike, ka bụ mkpagbu. Ka bụ ụnwụ, ka bụ ịgba ọtọ, ka bụ ihe egwu, ka bụ mma agha?

Nʼihi na Chineke hụrụ ụwa nʼanya, nke a mere o jiri nye Ọkpara mụrụ naanị ya, ka onye ọbụla kweere na ya ghara ịla nʼiyi, kama ka o nwee ndụ ebighị ebi.

Anyị niile bikwara ndụ anyị nʼetiti ha, nʼoge gara aga, na-emejupụta agụụ nke anụ ahụ mmehie, ma na-agbaso ọchịchọ ya na ebumnuche ya. Nʼihi na site nʼọdịdị anyị, anyị na ndị ọzọ nọ nʼọmụma ikpe ya. Chineke onye jupụtara nʼobi ebere, maka oke ịhụnanya o nwere nʼebe anyị nọ, mere ka anyị soro Kraịst dịrị ndụ ọzọ; bụladị mgbe anyị bụ ndị nwụrụ anwụ nʼime ajọ omume. bụ site nʼamara ya ka e ji zọpụta unu.

Ma mgbe obiọma na ịhụnanya Chineke Onye nzọpụta anyị pụtara ihe, zọpụtara anyị, ma bụghị nʼihi ezi ihe ndị anyị mere, kama bụ site nʼebere ya. zọpụtara anyị site na nsacha nke ịmụ ọzọ na nnwogharị nke Mmụọ Nsọ, onye wụsara anyị nʼuju site nʼOnye nzọpụta anyị bụ Jisọs Kraịst,

Amor eterno

Com amor eterno te amei. O amor de Deus é mais largo, mais alto e mais profundo do que podemos compreender.

Onyenwe anyị mere ka anyị hụ ya anya site nʼebe dị anya, na-asị,

"bụ ịhụnanya nke na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi ka m ji hụ gị nʼanya;

bụ ebere nke na-adịghị agbanwe ka m ji dọta unu nso.

Keleenụ Chineke nke eluigwe ekele.

Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.

O Onyenwe anyị, ịhụnanya gị na-eru mbara eluigwe,

ikwesi ntụkwasị obi gị na-erukwa igwe ojii nke eluigwe.

Ezi enyi na-egosi ịhụnanya ya nʼoge ọbụla.

Otu a kwa, nwanne na-aba uru nʼoge mkpa.

E siri otu a mee ka ịhụnanya Chineke nʼebe anyị nọ pụta ìhè: Chineke zitere naanị otu Ọkpara ya nʼụwa ka anyị nwee ndụ site na ya.

Nke a bụ ihe a na-akpọ ịhụnanya, bụghị na anyị hụrụ Chineke nʼanya kama na hụrụ anyị nʼanya ma zite Ọkpara ya dịka aja nke juru ya obi maka mmehie niile anyị.

Anyị hụrụ ya nʼanya nʼihi na o buru ụzọ hụ anyị nʼanya.

bụ otu a ka anyị sị mata ihe bụ ịhụnanya, na Jisọs tọgbọrọ ndụ ya nʼihi anyị. Anyị kwesikwara ịtọgbọ ndụ anyị nʼihi ụmụnna anyị.

Amar como Deus ama

O amor é paciente e bondoso. Amai os vossos inimigos. O amor incondicional se expressa no perdão e na compaixão.

Ịhụnanya na-enwe ogologo ntachiobi, na-enwekwa obi ebere. dịghị ekwo ekworo, naghị enwe anya ukwu, naghị anya isi. nakwaghị ebuli onwe ya elu. naghị eme ihe na-akpasu iwe, naghị achọ ihe nke naanị ya, naghị ewe iwe ọsịịsọ. nakwaghị agụkọ ihe ọjọọ niile e mere ya.

dịghị aṅụrị ọṅụ nʼihe ọjọọ, kama na-aṅụrị nʼeziokwu. na-edi ihe niile, na-ekwerekwa ihe niile, na-enwekwa olileanya na-anagide ihe ọbụla dapụtara.

Ịhụ ndị iro nʼanya

"Unu nụrụ na e kwuru sị, Hụnụ ndị agbataobi unu nʼanya, ma kpọkwanụ ndị iro unu asị. Ma asị m unu, hụnụ ndị iro unu nʼanya, kpekwaaranụ ndị na-esogbu unu ekpere. Nke a ga-eme ka unu bụrụ ụmụ nke Nna unu bi nʼeluigwe, onye na-eme ka anwụ mụọrọ ndị ọma na ndị ọjọọ, na-emekwa ka mmiri zooro ndị ezi omume na ndị ajọ omume. bụrụ naanị ndị hụrụ unu nʼanya ka unu na-ahụ nʼanya, gịnị ga-abụ ụgwọ ọrụ unu? bụladị ndị ọna ụtụ na-emekwa otu a. bụrụkwa na unu na-ekele naanị ndị enyi unu ekele, dịghị ihe ọbụla dị iche nʼebe unu na ndị ọzọ nọ. Nʼihi na ndị na-amaghị Chineke na-emekwa otu ahụ. Ya mere, unu kwesiri izuoke nʼịrụ ọrụ ọma, dịka Nna unu bi nʼeluigwe si zukwaa oke.

Ịhụ ndị iro nʼanya

"Ma a na m agwa unu ndị na-ege m ntị: hụnụ ndị iro unu nʼanya, mekwaaranụ ndị kpọrọ unu asị ihe ọma. Gọzienụ ndị na-abụ unu ọnụ, ma kpekwaaranụ ndị na-akparị unu ekpere.

Nke kachasị nke, na-ahụrịtanụ onwe unu nʼanya nke ukwuu nʼihi na ịhụnanya na-ekpuchi ọtụtụ mmehie.

Seja o primeiro