Publicidade

Consolador

Por Bíblia Online

O Espírito Santo é o Consolador prometido por Jesus. Ele consola os aflitos, fortalece os fracos e nos assegura que nunca estaremos sós.

O Consolador prometido

Jesus prometeu: Eu rogarei ao Pai e Ele vos dará outro Consolador para que fique convosco para sempre.

Aga m arịọ Nna m, ga-enye unu Onye Nkasiobi ọzọ, onye ga-enyere unu aka ma nọnyekwara unu ruo mgbe niile ebighị ebi.

Agaghị m ahapụ unu dị ka ndị na-enweghị nne na nna. Aga m abịakwute unu.

Ma Onye Nkasiobi ahụ bụ Mmụọ Nsọ, onye Nna m ga-ezite nʼaha m, ga-akụziri unu ihe niile, ga-echetakwara unu ihe niile m gwara unu.

Ọrụ Mmụọ nsọ na-arụ

"Mgbe Onye Ndụmọdụ ahụ ga-abịa, onye m ga-ezitere unu site nʼaka Nna, bụ Mmụọ eziokwu ahụ sitere na Nna pụta, ga-agba ama banyere m.

Nʼagbanyeghị nke a, aga m agwa unu eziokwu, bụ maka ọdịmma unu ka m ji ala. bụrụ na m alaghị, Onye Ndụmọdụ ahụ agaghị abịa. bụrụ na m laa, aga m ezitere unu ya.

Consolo divino

Bendito seja o Deus de toda consolação. Ele nos consola em toda tribulação e enxuga toda lágrima de nossos olhos.

Ekele dịrị Chineke onye nkasiobi

Otuto dịrị Chineke na Nna nke Onyenwe anyị Jisọs Kraịst, bụ Nna nke obi ebere, nakwa Chineke nke nkasiobi niile. Onye na-akasị anyị obi nʼime nsogbu anyị niile, ka anyị site nʼụzọ dị otu a nwee ike ịkasị ndị ọzọ niile nọ na nsogbu dị iche iche obi. Inyere ha aka dịka anyị onwe anyị si nata inyeaka site nʼaka Chineke.

Nʼihi na dịka anyị si eketa oke nʼime ọtụtụ ahụhụ nke Kraịst, otu a nkasiobi anyị na-ababiga ụba site na Kraịst.

Ka Chineke ahụ na-enye agbamume na ntachiobi nye unu mmụọ nke ịdị nʼotu nʼetiti onwe unu, dịka Kraịst Jisọs nwere.

Mgbe oke nchekasị obi batara nʼime m,

nkasiobi gị wetara mkpụrụobi m ọṅụ.

Nʼọnọdụ oke ihe mgbu m, akpọkuru m Onyenwe anyị,

zara m, mee ka m nwere onwe m.

Agụụ agaghị agụkwa ha ọzọ.

Akpịrị agaghị akpọkwa ha nkụ mgbe ọbụla.

Anyanwụ agaghị achakwa ha ọzọ,

okpomọkụ ọbụla agaghị erute ebe ha nọ.

Nʼihi na Nwa Atụrụ ahụ nke nọ nʼetiti ocheeze ahụ

ga-abụ onye ọzụzụ atụrụ ha;

ga-edurukwa ha jee nʼisi mmiri nke ndụ ahụ.

Chineke ga-ehichapụkwa anya mmiri ọbụla site nʼanya ha."

"Mụ, bụladị mụ onwe m, bụ Onye ahụ na-akasị unu obi.

Onye ka bụ, na na-atụ egwu nwa mmadụ nke ga-anwụ anwụ,

na-atụ egwu nwa mmadụ nke bụ naanị ahịhịa,

Ngọzị na-adịrị ndị na-eru ụjụ,

nʼihi na a ga-akasị ha obi.

Seja o primeiro
Bíblia Online Bíblia Online

Bíblia Online • Versão: 2026-07-05_19-25-13-