Publicidade

Dependência

Por Bíblia Online

A dependência de Deus é o caminho da verdadeira liberdade. Sem Cristo, nada podemos fazer. Mas em Deus encontramos sustento, direção e força para todo desafio.

Sem Ele nada podemos

Sem mim nada podeis fazer. O cristão que se desconecta da videira seca — mas o que permanece dá muito fruto.

"Mụ onwe m bụ osisi vaịnị ahụ; unu bụkwa alaka ya. Onye ọbụla na-anọgide nʼime m, nke mụ onwe m na-anọgidekwa nʼime ya, na-amị ọtụtụ mkpụrụ. Nʼihi na ewezuga m, unu enweghị ike ime ihe ọbụla.

Ekpere maka iguzosi ike

Chebe m, O Chineke,

nʼihi na nʼime gị ka m gbabara izere ndụ.

Ana m elekwasị Onyenwe anyị anya mgbe niile.

Ebe nọ nʼaka nri m, agaghị m ama jijiji.

Chineke dị mkpa

bụrụ na Onyenwe anyị ewughị ụlọ,

ndị na-ewu ya na-adọgbu onwe ha nʼọrụ nʼefu.

bụrụ na Onyenwe anyị echeghị obodo,

nʼefu ka ndị nche na-amụ anya.

bụghị site na mma agha ha ka ha ji merie nweta ala a,

ha emerighị site nʼike nke aka ha;

bụ aka nri gị, aka gị,

na ìhè nke ihu gị nyere ha mmeri, nʼihi na hụrụ ha nʼanya.

Nọrọnụ jii. Onyenwe anyị ga-alụrụ unu ọgụ."

Depender do Senhor

Confia no Senhor de todo o coração e não te estribes no teu próprio entendimento. Em todos os caminhos o reconhece.

Tụkwasị Onyenwe anyị obi gị niile,

adaberekwala na nghọta gị.

Nʼihe ọbụla na-eme, ka Chineke bute ụzọ,

ga-eduzi gị, meekwa ka okporoụzọ gị niile gazie.

Anyị nwere ike pịa ọpịpịa nʼobi anyị,

maọbụ Onyenwe anyị na-edu ije anyị.

Ọtụtụ atụmatụ dị nʼobi mmadụ;

maọbụ uche Onyenwe anyị ga-emezu.

Ngọzị Onyenwe anyị na-eme mmadụ ọgaranya,

naghị atụkwasị ya nsogbu.

Anụ ahụ m na mkpụrụobi m nwere ike ịda mba,

ma Chineke bụ ike nke obi m,

na ihe nketa m ruo ebighị ebi.

Kpọghachi anyị azụ, O Onyenwe anyị, Chineke, Onye pụrụ ime ihe niile

mee ka ihu gị nwukwasị anyị,

ka e nwee ike zọpụta anyị.

Inyeaka si nʼebe Onyenwe anyị nọ

Aga m eweli anya m abụọ elu, lee ha nʼelu ugwu niile,

olee ebe inyeaka ga-esi bịara m?

Inyeaka m na-esite nʼaka Onyenwe anyị,

onye kere eluigwe na ụwa bịa.

gaghị ekwe ka ụkwụ gị gbụchapụ,

onye na-eche gị nche na-amụ anya oge niile;

Mgbe m kwuru sị, "Ụkwụ m na-agbuchapụ,"

bụ ịhụnanya gị, O Onyenwe anyị, kwagidere m.

Nʼọnọdụ oke ihe mgbu m, akpọkuru m Onyenwe anyị,

zara m, mee ka m nwere onwe m.

Onyenwe anyị na-azụ anyị dị ka atụrụ

Onyenwe anyị na-azụ m dịka atụrụ, dịghị ihe akọrọ m.

na-eme ka m dinaa ala nʼebe ahịhịa ndụ na-eto,

na-edugharị m nʼakụkụ mmiri dị jụụ,

Contentamento e confiança

Aprendi a viver contente em toda situação. A dependência de Deus nos livra da ansiedade e nos firma na paz.

bụghị na m nọ nʼọnọdụ oke mkpa na ụkọ. Nʼihi na amụtala m otu m ga-esi jiri ọṅụ nọrọ nʼọnọdụ ọbụla.

Nʼihi na mụ onwe m, bụ Onyenwe anyị Chineke gị,

onye na-ejidesi aka nri gị ike

bụ onye na-asị gị, Atụla egwu;

aga m enyere gị aka.

na-enye ndị na-ada mba ike,

na-emekwa ka ndị na-enweghị ume nwee ume.

Na-ebinụ nʼudo. A bụla onye mpako, unu na ndị ọnọdụ ha dị ala na-enwe mmekọrịta, echekwala na maara ihe niile.

Dịka anyị niile nʼotu nʼotu si nwe anụ ahụ nke nwere akụkụ dị iche iche, bụ akụkụ ndị na-arụ ọrụ dị iche iche, nʼotu aka ahụ, nʼime Kraịst anyị bụ otu, nʼagbanyeghị na anyị bụ akụkụ dị iche iche nke otu anụ ahụ. E jikọtara anyị niile nʼotu nʼotu nye ibe anyị.

Ya mere, ndị na-erubere anụ ahụ ha isi apụghị ime ihe ga-atọ Chineke ụtọ.

Ya mere, unu echegbula onwe unu banyere echi, nʼihi na echi ga-echere onwe ya. Nsogbu nke ụbọchị taa ezuorola ụbọchị taa.

"Ma onye ka m bụ, ole ndị kwa ka ụmụ Izrel bụ, na i kweere ka anyị gbasapụ aka anyị nye gị onyinye. Ihe niile anyị nwere sitere nʼaka gị bịa, ha kwa ka anyị na-enyeghachi gị.

Seja o primeiro
Bíblia Online Bíblia Online

Bíblia Online • Versão: 2026-07-05_19-25-13-