Pular para o conteúdo
Publicidade

Deus nunca falha

Por Bíblia Online

Deus nunca falha. Nenhuma de suas promessas vem ao chão. O que Ele prometeu, Ele cumprirá. A fidelidade de Deus é o fundamento inabalável da nossa fé.

Promessas cumpridas

Nenhuma boa palavra falhou de todas as promessas que Deus fez. Ele é fiel e verdadeiro em tudo o que diz.

"Mgbe na-adịghị anya, mụ onwe m ga-agbaso ụzọ ahụ ndị niile bi nʼụwa na-aghaghị ịgbaso. Unu niile maara nʼime obi unu na nʼime mkpụrụobi unu na o nweghị otu nʼime nkwa ọma Onyenwe anyị Chineke unu kwere nye unu nke na-emezughị. E mezuola nkwa ndị a niile; o nweghị nke ọbụla a na-emezughị.

O nweghị otu nʼime nkwa ọma niile Onyenwe anyị kwere Izrel nke na-emezughị. O mezuru nkwa niile o kwere ha.

"Onye a gọziri agọzi ka Onyenwe anyị bụ, onye nyere ndị ya, Izrel izuike dịka o kwere na nkwa. dịkwaghị okwu ọbụla nke na-emezughị nʼime ezi nkwa ahụ niile o kwere site nʼọnụ Mosis ohu ya.

Chineke agaghị agha ụgha, nʼihi na bụghị mmadụ.

gaghị agbanwe obi ya, nʼihi na bụghị nwa mmadụ.

O kwuola okwu, ma ghara ime ihe o kwuru?

O kwela nkwa ma ghara imezu nkwa o kwere?

Atụmatụ Onyenwe anyị na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi,

ebumnobi ya ruo ọgbọ niile.

Fidelidade eterna

A Palavra do Senhor permanece para sempre. A tua palavra é muito pura e o teu servo a ama profundamente.

Welienụ anya unu lee anya nʼelu,

leekwanụ anya nʼụwa,

nʼihi na mbara eluigwe ga-agba barịị fuo, dịka anwụrụ ọkụ;

ụwa ga-aka nka dịka akwa,

ndị bi nʼime ya ga-anwụkwa dịka ijiji.

Ma nzọpụta m ga-adịgide ruo mgbe ebighị ebi,

ezi omume m ga-adịgidekwa, gaghị agwụ agwụ.

Nkwa gị niile bụ ihe enyochara nke ọma,

ohu gị na-ahụkwa ha nʼanya.

Alaeze gị bụ alaeze na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi,

ọchịchị gị na-adịgidekwa site nʼọgbọ ruo nʼọgbọ.

Onyenwe anyị na-emezu nkwa ya niile

na-ahụkwa ihe niile o kere eke nʼanya.

Onyenwe anyị na-ekulite ndị niile dara ada

na-akwagide ndị niile dara mba.

Ma Onyenwe anyị, onye nọ nʼetiti ya bụ onye ezi omume.

nakwaghị eme ihe ọjọọ.

Ụtụtụ niile ka na-eme ka ikpe ziri ezi ya pụta ìhè;

ụbọchị ọbụla naghị ahapụ igosi ya,

ma ndị ajọ omume enweghị ihere.

Nʼihi na e nwere ọhụ nke ga-adị ruo oge a kara aka,

na-ekwu banyere oge ọgwụgwụ,

gaghị abụkwa ụgha.

bụrụ na dịka mmezu ya adịghị abịaru ọsịịsọ, chere mmezu ya,

nʼihi na ga-emesịa mezuo,

gaghị anọ tee aka.

Segurança em Deus

Todas as promessas de Deus são sim e amém em Cristo. Fiel é Aquele que prometeu — Ele jamais nos decepcionará.

Nʼime Kraịst ka anyị hụrụ "E" na nkwa niile nke Chineke kwere ụmụ mmadụ. Nke a mere anyị ji site na ya kwee "Amen" nʼinye Chineke otuto. bụ Chineke nʼonwe ya mere ka anyị na unu guzosie ike nʼime Kraịst. O meela ka anyị bụrụ ndị e tere mmanụ. kara anyị akara nʼihu, nyekwa anyị Mmụọ Nsọ ya ka o biri nʼobi anyị, dịka onye ga-ahụ na anyị ga-emezu nkwa ahụ niile.

Ya mere, ka anyị jidesie nkwupụta nke olileanya anyị ike, nʼihi na onye ahụ kwere nkwa kwesiri ntụkwasị obi.

Unu bụkwa ndị a gụnyere nʼime Kraịst mgbe unu nụrụ ozi nke eziokwu ahụ bụ oziọma nke nzọpụta. Mgbe unu kwenyere, a kara unu akara nʼime ya bụ akara nke nkwa ahụ bụ Mmụọ Nsọ. Nke a bụ ihe nketa anyị tutu ruo mgbe a rụzuru ọrụ mgbapụta nke ndị ahụ niile bụ ihe nweta Chineke. Ka e si otu a too ebube ya.

Ngọzị na-adịrị onye ahụ nke na-anọgide na-adịghị ada mba nʼoge ọnwụnwa. Nʼihi na mgbe oge ọnwụnwa ahụ gasịrị, ga-anata ụgwọ ọrụ, nke bụ okpueze ndụ, nke Chineke kwere nkwa inye ndị niile hụrụ ya nʼanya.

Seja o primeiro