Publicidade

Deus

Por Bíblia Online

Deus é a realidade suprema do universo — o criador, sustentador e redentor de tudo o que existe. Conhecê-lo é a essência da vida eterna e o maior privilégio da existência humana.

Quem é Deus

Não há santo como o Senhor. Tu és grande e fazes maravilhas — só tu és Deus. Sua majestade transcende toda compreensão.

"O nweghị onye dị nsọ dịka Onyenwe anyị;

o nweghị onye dị karịa gị,

o nweghị nkume ọzọ yiri Chineke anyị.

"Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị, lee ka i si dị ukwuu! dịghị onye dịka gị. dịkwaghị Chineke ọzọ dị ma bụghị gị, dịka anyị nụrụ ya na ntị anyị.

Nʼihi na ụlọ ọbụla nwere onye wuru ya, maọbụ Chineke na-ewu ihe niile.

Toonu Onyenwe anyị

O Onyenwe anyị, bụ Chineke m;

aga m ebuli gị elu, nye aha gị otuto,

nʼihi na site na ntụkwasị obi zuruoke,

rụọla ọtụtụ ihe ịrịbama,

nke i tụrụ atụmatụ ha siterị nʼoge gara aga.

"Nʼihi na echiche m ha abụghị echiche unu,

ụzọ unu niile, ha abụkwaghị ụzọ m,"

ka Onyenwe anyị kwupụtara.

Deus é amor

Deus é amor. Quem permanece no amor permanece em Deus e Deus nele. Nós amamos porque Ele nos amou primeiro.

Anyị maara ma kwerekwa nʼịhụnanya Chineke nwere nʼebe anyị nọ.

Chineke bụ ịhụnanya. Onye bụlakwa na-ebi ndụ ịhụnanya na-anọgide nʼime Chineke. Chineke nʼonwe ya na-ebinyekwara onye dị otu a.

Anyị hụrụ ya nʼanya nʼihi na o buru ụzọ hụ anyị nʼanya.

Onye ọbụla na-asị, "Ahụrụ m Chineke nʼanya," ma nọgide na-akpọ nwanna ya asị, onye ahụ bụ onye ụgha. Nʼihi na bụrụ na hụghị nwanna ya nʼanya, bụ onye na-ahụ anya kwa ụbọchị, pụghị ịhụ Chineke nʼanya bụ onye na-ahụbeghị anya.

O nwebeghị mgbe ọbụla anyị ji anya anyị hụ Chineke anya, ma bụrụ na anyị ahụ ibe anyị nʼanya, Chineke na-ebi nʼime anyị. A na-emekwa ka ịhụnanya ya zuo oke nʼime anyị.

Onyenwe anyị bụ Chineke gị nọ nʼetiti gị,

bụ Dike nʼagha nke na-enye mmeri.

ga-eji ọṅụ nwee mmasị na ahụ gị;

nʼihi ịhụnanya ya, gaghị abakwara gị mba,

kama ga-eji oke iti mkpu abụ ṅụrịa ọṅụ nʼebe nọ."

Buscar a Deus

Buscareis o Senhor e o encontrareis quando o buscardes de todo o coração. Provai e vede que o Senhor é bom.

Ma bụrụ na unu anọrọ nʼebe ahụ chọọ Onyenwe anyị Chineke unu, unu ga-achọtakwa ya, mgbe unu ji obi unu niile na mkpụrụobi unu niile chọọ ya.

Jiri aka gị tulee ma hụkwa na Onyenwe anyị dị mma;

onye a gọziri agọzi ka onye ahụ bụ, onye nke na-agbaba nʼime ya.

A gwara m Onyenwe anyị, "bụ Onyenwe m,

e wezuga gị, enwekwaghị m ọdịmma ọbụla."

Onye ka m nwere nʼeluigwe ma bụghị gị?

dịghị ihe ụwa a nwere nke m ga-achọsi ike karịa gị.

Ma mgbe ụjọ na-atụ m, bụ na gị ka m na-atụkwasị obi m.

Ebe bụ oke nkume m na ebe mgbaba m e wusiri ike,

nʼihi aha gị, duo m ma na-edukwa m.

nʼihi na onye ọbụla chọtara m chọtara ndụ;

natakwala ihuọma nʼebe Onyenwe anyị nọ.

Viver com Deus

Sê forte e corajoso, porque o Senhor teu Deus é contigo. Em Deus encontramos a razão de existir.

bụ na m enyebeghị gị iwu sị gị, Nwee obi ike, dịrịkwa ike! Wezuga ụjọ niile na ịda mba nke obi. Cheta na mụ, bụ Onyenwe anyị Chineke gị, nọnyeere gị ebe ọbụla na-aga."

Nʼihi na apụrụ m ime ihe niile site nʼinyeaka onye na-enye m ike.

Ndụmọdụ ikpeazụ

Na-aṅụrịnụ ọṅụ mgbe niile nʼime Onyenwe anyị. Ka m kwuokwa ya ọzọ, ṅụrịanụ ọṅụ!

Ebube nke Zayọn

"Bilie, mụkee, nʼihi na ìhè gị abịala,

ebube Onyenwe anyị awaakwala nʼahụ gị dịka anyanwụ.

Nʼihi na mụ onwe m, bụ Onyenwe anyị Chineke gị,

onye na-ejidesi aka nri gị ike

bụ onye na-asị gị, Atụla egwu;

aga m enyere gị aka.

Wedanụ onwe unu ala nʼihu Onyenwe anyị ga-ebulikwa unu elu.

Unu ekwela ka e duhie unu, nʼihi na mmadụ ọbụla apụghị ịkwa Chineke emo. Mkpụrụ ọbụla mmadụ kụrụ ka na-aghọrọ.

Sọpụrụ nne gị na nna gị, dịka Onyenwe anyị Chineke gị nyere gị nʼiwu, ka ụbọchị ndụ gị dị ogologo nʼala ahụ nke Onyenwe anyị Chineke gị na-enye gị.

Seja o primeiro
Bíblia Online Bíblia Online

Bíblia Online • Versão: 2026-07-05_19-25-13-