Publicidade

Honestidade

Por Bíblia Online

A honestidade é virtude cristã fundamental. Deus é Deus de verdade e nos chama a viver com integridade, transparência e retidão em todos os nossos relacionamentos e negócios.

Integridade diante de Deus

O Senhor abomina a balança falsa, mas o peso justo é seu prazer. A integridade dos justos os guia pelos caminhos retos.

Ihe ọtụtụ aghụghọ bụ arụ nʼihu Onyenwe anyị

ma ihe ọtụtụ zuru ezu na-anata ihuọma nʼebe nọ.

Eziokwu nke ndị ziri ezi nʼobi na-edu ha;

ma omume gbagọrọ agbagọ nke ndị aghụghọ nʼala ha nʼiyi.

Eziokwu nke ndị ziri ezi nʼobi na-edu ha;

ma omume gbagọrọ agbagọ nke ndị aghụghọ nʼala ha nʼiyi.

Mgbe ahụ ka ga-aghọta ihe ziri ezi

na ihe dị mma na ezi ụzọ niile.

Ime ezi omume na ihe ziri ezi

ka Onyenwe anyị na-anabata karịa ịchụ aja.

Legide anya nʼihu ime ihe bụ eziokwu;

atụgharịkwala isi gị ile ihe ọbụla.

Anyị ahapụla omume nzuzo niile na-eweta ihere. Anyị ahapụla ụzọ aghụghọ niile, maọbụ iji okwu Chineke na-atụ asị. Kama site nʼikwupụta eziokwu ahụ ka ndị mmadụ were ezi akọnuche ha mata ụdị mmadụ anyị bụ nʼihu Chineke.

bụ ọchịchọ anyị ime ihe ọma, bụghị naanị nʼihu Onyenwe anyị, kama nʼihu ndị mmadụ kwa.

Praticar a honestidade

Falai a verdade, pagai o que deveis, não negueis ao próximo o bem. A honestidade prática é testemunho do evangelho.

Unu agwala ibe unu okwu ụgha, nʼihi na unu eyipụla mmadụ ochie ahụ na-eme ụdị omume a.

Kwụghachinụ onye ọbụla ihe unu ji ha nʼụgwọ, bụrụ na unu ji ụgwọ ụtụ taks, kwụọnụ ya, bụrụkwa ụgwọ ụtụ isi nke akụnụba unu, ka unu ji, kwụọnụ ya. bụrụ na onye ọbụla kwesiri ka a sọpụrụ ya, sọpụrụnụ onye dị otu a, bụrụkwa na onye ọbụla kwesiri ka a kwanyere ya ugwu kwanyerenụ ya ugwu.

bụkwa nke a kpatara unu ji na-atụ ụtụ isi nke taks, nʼihi na ndị na-achị achị na-ejere Chineke ozi mgbe ha na-aga nʼihu nʼezi ọchịchị.

Ejikwala ihe ọjọọ akwụghachi ihe ọjọọ e mere gị. Kama, na-echenụ otu unu ga-esi mee ihe dị mma nʼanya mmadụ niile.

Ejigidele ihe ọma pụrụ imere onye ọzọ

mgbe dị gị nʼaka ime ya.

dị mma inwe ihe nta nʼezi omume

karịa inwe ọtụtụ uru nʼụzọ ikpe na-ezighị ezi.

Akụ a kpatara nʼụzọ na-ezighị ezi adịghị aba uru,

ma ezi omume na-azọpụta mmadụ site nʼọnwụ.

Confissão e transparência

Confessai as vossas ofensas uns aos outros. Quem confessa e deixa o pecado encontra misericórdia e restauração.

Onye na-ezo mmehie ya agaghị enwe ọganihu na ndụ ya.

Ma onye na-ekwupụta mmehie ya hapụkwa ha, ka a ga-emere ebere.

Ya mere kwupụtaranụ ibe unu mmehie unu. Kpeekwaranụ ibe unu ekpere ka e nwe ike gwọọ unu. Ekpere onye ezi omume dị ike dịkwa ire.

Karịsịa ụmụnna m, unu aṅụla iyi. Unu aṅụkwala iyi mgbe ọbụla, bụladị iji eluigwe maọbụ ụwa, maọbụ ihe ọbụla ọzọ ṅụọ iyi. Kama ka "E" unu bụrụ "E." Ka "E e," unu bụrụkwa "E e." Ka unu hapụ isite nʼụzọ dị otu a mehie ma wetakwara onwe unu ikpe ọmụma.

Ma amamihe na-esite nʼeluigwe abịa bụrụ ụzọ dị ọcha, emesịa, hụrụ udo nʼanya, na-eme obiọma, o jupụtara nʼebere, na-ewepụtakwa ọrụ ọma. Ihu abụọ na obi abụọ adịghịkwa nʼime ya.

Ya mere bụrụ na anyị asị na anyị na ya nọ nʼezi nnwekọ ma na-ebi nʼime ọchịchịrị, bụ okwu ụgha ka anyị na-ekwu. Eziokwu ahụ adịghịkwa nʼime anyị.

Ụmụntakịrị m, ka ịhụnanya anyị ghara ịbụ naanị nʼegbugbere ọnụ maọbụ nke okwu efu, kama ka bụrụ nke sitere nʼeziokwu nakwa nʼomume anyị.

Coração puro

Bem-aventurados os puros de coração, porque verão a Deus. A honestidade começa no interior e se manifesta nas ações.

Ngọzị na-adịrị ndị dị ọcha nʼobi,

nʼihi na ha ga-ahụ Chineke anya.

Dere duu nʼihu Onyenwe anyị,

were ndidi chere ya;

echegbula onwe gị mgbe ndị ọzọ na-enwe ọganihu,

mgbe ha na-emezu atụmatụ ọjọọ ha niile.

Ihe ọma ga-abịara onye ahụ na-eme ebere na-ejikwa obi ya agbazinye ndị mmadụ ihe,

onye na-eji ikpe ziri ezi arụ ọrụ ya niile.

Gbalịsie ike ka iche onwe gị nʼihu Chineke dị ka onye a nabatara. Onye ọrụ nke ihere na-apụghị ime, onye na-akọwa eziokwu ahụ nke ọma.

Iheọkụ dị nʼelu ihe ndọkwasị

"dịghị onye ọbụla, nke na-amụnye oriọna zoo ya nʼime igbe maọbụ dọnye ya nʼokpuru ihe ndina. Kama, na-adọkwasị ya nʼelu ihe ịdọba ọkụ ka ndị ọbụla na-abata nʼụlọ ahụ jiri ya hụ ụzọ.

A na-ejide onye ajọ omume site nʼokwu ọnụ ya,

ma onye ezi omume na-esi na nsogbu wezuga onwe ya.

Ezi onye akaebe na-ekwu eziokwu,

ma ajọ onye akaebe na-ekwu okwu ụgha.

Onye na-emebi iwu na-agbasa ise okwu;

ha na-akpali nsogbu, na-ekewa enyi na enyi.

Seja o primeiro
Publicidade
Bíblia Online Bíblia Online

Bíblia Online • Versão: 2026-06-28_14-13-17-