Pular para o conteúdo
Publicidade

Intimidade com Deus

Por Bíblia Online

A intimidade com Deus é o maior privilégio do cristão. Ele nos convida a nos aproximar, a conhecê-lo profundamente e a desfrutar de comunhão diária com o Criador do universo.

Aproximar-se de Deus

Chegai-vos a Deus e Ele se chegará a vós. Deus deseja intimidade, não religiosidade. Ele busca os que o buscam de todo coração.

Bịakwutenụ Chineke nso, ya onwe ya ga-abịakwutekwa unu nso. Kwọọnụ aka unu, unu ndị mmehie, meekwanụ ka obi unu dị ọcha, unu ndị obi abụọ.

Bịanụ ndị akpịrị na-akpọ nkụ

Gee ntị, bịa onye ọbụla akpịrị na-akpọ nkụ,

bịanụ na mmiri,

unu ndị na-enweghị ego

bịanụ zụọ, riekwa.

Bịanụ, zuru mmanya na mmiri ara ehi

na-ejighị ego na-arụghị ọnụahịa ọbụla.

Nʼihi gịnị ka i ji na-atụfu ego gị ịzụ ihe na-abụghị ezi nri?

Gịnị mere i ji na-adọgbu onwe gị nʼọrụ nʼihe na-apụghị iju gị afọ?

Gee ntị, geenụ m ntị nke ọma, rie ezigbo nri

mkpụrụobi gị ga-enwe afọ ojuju na nri dị ezi mma!

"Tọọnụ ntị unu nʼala, bịakwute m!

Gee ntị, ka inwe ike dị ndụ.

Mụ na unu ga-aba nʼọgbụgba ndụ ebighị ebi,

bụ ịhụnanya m kwesiri ntụkwasị obi nke m kwere Devid na nkwa.

Lee, emere m ya ka ghọọrọ ndị niile dị iche iche onyeama,

ka bụrụ onyendu na onyeisi ọchịchị nye ndị niile dị iche iche.

Nʼezie, gị onwe gị ga-akpọku mba dị iche iche na i maghị,

mba ndị ahụ na-amaghị gị ga-ejikwa ọsọ gbakwute gị,

nʼihi Onyenwe anyị Chineke gị,

Onye nsọ nke Izrel,

nʼihi na o meela ka bụrụ ihe dị oke mma."

Chọọnụ Onyenwe anyị mgbe a ga-achọta ya.

Kpọkuonụ ya mgbe nọ nso.

Tupu ha akpọkuo m, aga m aza ha.

Mgbe ha ka nọ na-agwa m banyere mkpa ha, aga m anụ, zakwa ekpere ha.

Kpọkuo m, aga m aza gị, gosi gị ihe dị ukwuu dị iche iche, na ihe siri ike na nghọta nke na-amaghị.

Nʼihi na mụ onwe m maara echiche niile m na-eche banyere unu," ka Onyenwe anyị kwubiri, "echiche ime ka ihe gaara unu nke ọma, bụkwaghị echiche ime unu ihe ọjọọ, echiche ime ka unu nwee ezi ọdịnihu, na olileanya kwesiri ntụkwasị obi.

Sede de Deus

Como a corça deseja as correntes de água, assim a minha alma suspira por ti, ó Deus. A intimidade nasce do desejo profundo.

Iru ụjụ na nkasiobi onye ezi omume

Dịka agụụ ịṅụ mmiri si na-agụ nne ele,

otu a ka agụụ ihe banyere gị si na-agụ m, O Chineke.

Akpịrị nke ihe banyere Chineke, bụ Chineke ahụ dị ndụ, na-akpọ m nkụ.

Olee mgbe m pụrụ ịga zute Chineke?

Onye ihe Chineke na-agụsị agụụ ike

O Chineke, bụ Chineke m,

e ji m obi m niile na-achọ gị;

akpịrị na-akpọ mkpụrụobi m nkụ,

anụ ahụ m na-achọsi gị ike,

nʼala kpọrọ nkụ na nke ịda mba

ebe mmiri na-adịghị nʼime ya.

Ahụla m gị nʼụlọnsọ gị,

hụkwa ike gị na ebube gị.

Nʼihi na ịhụnanya gị dị mma karịa ndụ,

aga m eji egbugbere ọnụ m jaa gị mma.

Ogologo ụbọchị m niile ka m ga-eto gị,

aga m eweli aka m abụọ elu kpọkuo aha gị.

Mkpụrụobi m ga-enwe afọ ojuju dịka onye ji ezi nri rijuo afọ;

aga m eji egbugbere ọnụ jupụtara nʼabụ too gị.

Nʼelu ihe ndina m, ana m echeta gị,

ana m atụgharị uche nʼihe banyere gị, ogologo abalị niile.

Nʼihi na bụ onye inyeaka m,

ana m abụ abụ nʼokpuru ndo nke nku gị.

Mkpụrụobi m na-arapara gị nʼahụ;

aka nri gị na-ejigide m.

A ga-ala ndị na-achọ ndụ m nʼiyi;

ha ga-arịda ruo ebe omimi nke ụwa.

A ga-eji mma agha laa ha nʼiyi,

ha ga-abụkwa nri nye nkịta ọhịa.

Ma eze ga-aṅụrị ọṅụ nʼime Chineke;

ndị niile na-eji aha Chineke aṅụ iyi ga-eto ya,

ma a ga-eme ka ọnụ ndị niile na-agha ụgha dere duu.

Unidade com o Pai

Jesus orou pela unidade dos seus com o Pai. A intimidade com Deus inclui confissão, perdão e alegria na comunhão.

Enyere m ha otuto nke i nyere m, ka ha bụrụ otu dị ka anyị onwe anyị si bụrụ otu; Mụ onwe m nʼime ha, gị onwe gị nʼime m. Ka e mee ka ha bụrụ otu nʼụzọ zuruoke, ka ụwa matakwa na bụ gị zitere m, na hụkwara ha nʼanya dị ka si hụ m nʼanya.

Onyenwe anyị bụ Chineke gị nọ nʼetiti gị,

bụ Dike nʼagha nke na-enye mmeri.

ga-eji ọṅụ nwee mmasị na ahụ gị;

nʼihi ịhụnanya ya, gaghị abakwara gị mba,

kama ga-eji oke iti mkpu abụ ṅụrịa ọṅụ nʼebe nọ."

Ma bụrụ na anyị ekwupụta mmehie anyị, onye ahụ kwesiri ntụkwasị obi na onye ezi omume, ga-agbaghara anyị mmehie anyị niile, sachapụkwa anyị site nʼajọ omume anyị niile.

Seja o primeiro

Este artigo te tocou? Faça uma oração!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.