Publicidade

Jovens

Por Bíblia Online

Deus tem planos maravilhosos para os jovens. A Bíblia os convida a consagrar a juventude ao Senhor, crescer em sabedoria e ser exemplo para todos em fé, palavra, conduta e amor.

Ninguém despreze a tua mocidade

Paulo exortou Timóteo: sê exemplo dos fiéis na palavra, no procedimento, no amor, no espírito, na fé e na pureza.

Ekwela ka onye ọbụla lelịa gị anya nʼihi na ịbụ okorobịa. Kama mee ka bụrụ ihe ịmaatụ na ihe ilere anya ọma nye ndị kwere ekwe, nʼokwu, nʼibi obi, nʼịhụnanya, nʼokwukwe nakwa nʼịdị ọcha nʼuche.

Nʼotu ụzọ ahụ kwa, gbaakwa ụmụ okorobịa ume ka ha jide onwe ha.

Ụmụntakịrị na ndị mụrụ ha

Ụmụ, ruberenụ ndị mụrụ unu isi nʼihi na nke a ziri ezi nʼime Onyenwe anyị. "Sọpụrụ nne gị na nna gị," nʼihi na nke a bụ iwu mbụ nke nwere nkwa so ya. "Ka ihe nwe ike na-agara gị nke ọma, ka biekwa ogologo ndụ nʼelu ụwa."

Ụmụntakịrị na ndị mụrụ ha

Ụmụ, ruberenụ ndị mụrụ unu isi nʼihi na nke a ziri ezi nʼime Onyenwe anyị. "Sọpụrụ nne gị na nna gị," nʼihi na nke a bụ iwu mbụ nke nwere nkwa so ya.

Lembrar do Criador na juventude

Lembra-te do teu Criador nos dias da tua mocidade. A sabedoria ganha cedo produz frutos duradouros na vida inteira.

Ya mere, cheta Onye kere gị

mgbe ka bụ okorobịa,

tupu ụbọchị ọjọọ ndị ahụ abịa,

na mgbe afọ aka abịarubeghị

mgbe ga-asị, "Ha anaghị atọkwa m ụtọ."

Ya mere, cheta Onye kere gị

mgbe ka bụ okorobịa,

tupu ụbọchị ọjọọ ndị ahụ abịa,

na mgbe afọ aka abịarubeghị

mgbe ga-asị, "Ha anaghị atọkwa m ụtọ."

Tupu anyanwụ na ìhè,

ọnwa na kpakpando ga-agba ọchịchịrị,

na nlọghachi igwe ojii mgbe mmiri zosiri.

Mgbe ndị na-echebe ụlọ ga-ama jijiji,

mgbe ndị dimkpa nwoke ga-ehulata,

mgbe ndị na-akwọ ihe kwụsịrị maka ha dị ole na ole,

mgbe ndị na-elepụ anya site nʼoghere ga-ebido ịgba ọchịchịrị,

Nwa okorobịa, bụ ihe oke ọṅụ na bụ okorobịa.

Ya mere, ka obi gị nye gị ọṅụ nʼụbọchị niile nke okorobịa gị.

Mee ihe niile chọrọ ime;

gbasookwa ihe niile nke anya gị na-ahụ.

Kama, ghọtakwa nke a,

na ghaghị ịza ajụjụ nʼihu Chineke nʼihi ihe niile i mere.

Ya mere, wezuga nchegbu site nʼobi,

wezugakwa nsogbu nke ahụ gị,

nʼihi na okorobịa na ịdị ike bụ ihe efu.

Ọganihu enweghị isi

ka mma ịbụ nwantakịrị na onye ogbenye nwere nghọta karịa ịbụ agadi bụ eze ndị nzuzu, onye na-adịghị aṅa ntị na ndụmọdụ ọbụla.

Força e promessa

Os jovens renovam suas forças quando esperam no Senhor. Deus levanta jovens com visões e sonhos para transformar o mundo.

bụladị ụmụ okorobịa na-ada mba, ike na-agwụkwa ha.

E, ụmụ okorobịa na-asọ ngọngọ daa,

ma ndị niile olileanya ha dị na Onyenwe anyị,

ga-agbanwe ike ha, nweta ike ọhụrụ.

Ha ga-eji nku felie elu dịka ugo.

Ha ga-agba ọsọ, ma ike agaghị agwụ ha;

ha ga-aga ije ma ha agaghị ada mba.

Ụbọchị Onyenwe anyị

"Ma emesịa,

aga m awụkwasị mmadụ niile Mmụọ m.

Ụmụ unu ndị ikom, na ụmụ unu ndị inyom ga-ebu amụma.

Ndị okenye nwoke unu ga-arọ nrọ.

Ụmụ okorobịa unu ga-ahụkwa ọhụ.

Nʼụbọchị ahụ, aga m awụsa mmụọ m

ọbụladị nʼahụ ndị ohu m ndị nwoke na ndị nwanyị.

Chineke mere ka ụmụ okorobịa anọ ndị a nwee ọgụgụisi pụrụ iche na nghọta nʼihe ọbụla gbasara edemede na amamihe niile. Daniel nwekwara nghọta ịkọwa ụdị ọhụ niile na nrọ niile.

Mgbe oge eze nyere a ga-eji kpọbata ha nʼije ozi ya zuru, onyeisi ndị na-eje ozi chere ha nʼihu Nebukadneza. Ha na eze kparịtakwara ụka. Ma nʼime ụmụ okorobịa ahụ niile a zụrụ, o nweghị nke amamihe ya juru eze afọ dịka amamihe Daniel, na Hananaya, na Mishael, na Azaraya. Nʼihi nke a, o mere ka ha soro bụrụ ndị na-adụ ya ọdụ.

Ugwu a na-akwanyere ụmụ okorobịa bụ nʼihi ịdị ike ha,

ma isi awọ bụ nsọpụrụ ndị okenye.

Ọbụladị ụmụntakịrị ka a na-amata site nʼomume ha niile,

nke a pụtara nʼomume ha dị ọcha nʼezie a, bụrụkwa ihe ziri ezi?

Guardar o caminho

Como purificará o jovem seu caminho? Guardando-o segundo a tua Palavra. A Escritura na juventude guarda do pecado a vida inteira.

Olee ụzọ nwa okorobịa ga-esi bie ndụ dị nsọ?

bụ site nʼibi ndụ dịka okwu gị si dị.

Ezoola m okwu gị niile nʼobi m,

igbochi m imehie imegide gị.

Nʼihi na gị onwe gị bụrịị olileanya m, Onyenwe m Onyenwe anyị,

ntụkwasị obi m site na mgbe m bụ nwantakịrị.

ụmụ okorobịa na ụmụ agbọghọ,

ndị okenye na ụmụntakịrị.

Ka ha niile too aha Onyenwe anyị,

nʼihi na bụ naanị aha ya ka e buliri elu;

ebube ya dị ukwuu karịa eluigwe na ụwa.

Ndị a bụ ilu Solomọn nwa Devid, eze Izrel.

bụ maka amamihe na ntụziaka,

maka ịghọta okwu niile kwesiri ịghọta nke ọma,

nʼihi inweta ntụziaka nʼinwe uche,

ime ezi omume na ikpe ziri ezi nke aghụghọ na-adịghị.

Nʼihi ime ka ndị na-enweghị uche nwee ezi uche,

ka ndị na-eto eto nweta ihe ọmụma na izuzu ọma.

Okwu nke iri na isii

Nwa m, nwee uche,

gbasookwa ụzọ Chineke.

Anọla nʼetiti ndị na-aṅụbiga mmanya oke,

na ndị iri oke oriri na-atọ ụtọ,

nʼihi na ihe niile ga-akọ ha.

bụkwa nkịrịnka akwa ka onye oke ụra na-eyi nʼahụ.

Okwu nke iri na asaa

Ṅaa ntị nʼịdọ aka na ntị nna gị,

akpọkwala ịdọ aka na ntị nne gị bụ agadi nwanyị asị.

Coragem e vocação

Deus chamou jovens como Jeremias e Josué para grandes missões. A juventude não é desculpa — é oportunidade de servir poderosamente.

Asịrị m, "Ewoo, Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị. Lee, amaghị m ekwu okwu. Abụ m naanị nwantakịrị."

Ma Onyenwe anyị sịrị m, "Asịkwala Abụ m naanị nwantakịrị,nʼihi na ga-agakwuru onye ọbụla m zigara gị, ga-ekwukwa ihe niile m nyere gị nʼiwu. Atụkwala egwu nʼihi ha, nʼihi na mụ onwe nọnyere gị ịnapụta gị," bụ ihe Onyenwe anyị kwupụtara.

Nʼihi na mụ onwe m maara echiche niile m na-eche banyere unu," ka Onyenwe anyị kwubiri, "echiche ime ka ihe gaara unu nke ọma, bụkwaghị echiche ime unu ihe ọjọọ, echiche ime ka unu nwee ezi ọdịnihu, na olileanya kwesiri ntụkwasị obi. Mgbe ahụ, unu ga-abịakwute m, unu ga-abịa kpọkuokwa m nʼekpere, aga m egekwa unu ntị. Unu ga-achọsikwa m ike, chọta m ma bụrụ na unu ejiri obi unu niile chọọ m. Aga m emekwa ka unu chọta m," otu a ka Onyenwe anyị kwubiri, "meekwa ka unu bụ ndị a dọtara nʼagha lọta. Aga m esitekwa na mba ahụ niile m chụgara unu chịkọtaa unu, kpọghachitekwa unu nʼebe ahụ m si chụpụ unu." Otu a ka Onyenwe anyị kwubiri ya.

"Naanị dịrị ike, nweekwa ume. Lezie anya ime ihe niile Mosis bụ odibo m nyere gị nʼiwu. Ewezugala onwe gị na ya gaa aka nri maọbụ aka ekpe, ka ihe si otu a gaara gị nke ọma nʼebe ọbụla na-aga. Esitela nʼọnụ gị wezuga ihe dị nʼAkwụkwọ Iwu a. Kama na-atụgharị uche gị na ya ehihie na abalị, ka i si otu a lezie anya imezu ihe niile e dere nʼime ya. Mgbe ahụ ga-aba ụba, ihe ga-agakwara gị nke ọma. bụ na m enyebeghị gị iwu sị gị, Nwee obi ike, dịrịkwa ike! Wezuga ụjọ niile na ịda mba nke obi. Cheta na mụ, bụ Onyenwe anyị Chineke gị, nọnyeere gị ebe ọbụla na-aga."

Nʼotu aka ahụ, unu ụmụ okorobịa, doonụ onwe unu nʼokpuru ndị bụ okenye. Unu niile werenụ obi umeala na-ejeritara onwe unu ozi, nʼihi na,

"Chineke na-eguzo imegide ndị na-ebuli onwe ha elu,

ma na-enye ndị dị umeala nʼobi amara."

Ya mere, wedanụ onwe unu nʼokpuru aka dị ike nke Chineke, ka o bulie unu elu nʼoge ya.

Ana m edere unu ụmụntakịrị,

nʼihi na unu maara nna ahụ.

Ana m edere unu ndị nna,

nʼihi na unu maara onye ahụ na-adị site na mbụ.

Ana m edere unu ụmụ okorobịa,

nʼihi na unu siri ike,

okwu Chineke na-ebikwa nʼime unu,

unu emeriekwala ajọ onye ahụ.

Bụrụnụ ndị dị ọcha, dịka ndị na-akpagharị nʼehihie. bụghị nʼịgba egwu ruru unyi, maọbụ nʼịṅụbiga mmanya oke, bụghị nʼịkwa iko, na imefe ihe ụwa oke. bụghị nʼesemokwu, na ekworo.

bụ ihe dị mma ka mmadụ buru ibu arọ dịrị ya

mgbe bụ okorobịa.

Seja o primeiro
Bíblia Online Bíblia Online

Bíblia Online • Versão: 2026-07-05_19-25-13-