Publicidade

Medo

Por Bíblia Online

O medo é uma das emoções mais paralisantes. Mas a Bíblia repete mais de 300 vezes: 'Não temas.' O perfeito amor lança fora o medo, porque Deus está conosco.

O antídoto contra o medo

No amor não existe medo; o perfeito amor lança fora o medo. O medo tem a ver com castigo, mas quem ama está em Deus.

Ịtụ egwu adịghị nʼebe ịhụnanya dị, kama ịhụnanya zuruoke na-achụpụ egwu nʼihi na egwu na ntaramahụhụ na-arụkọ ọrụ, onye ọbụla nke na-atụ egwu bụ onye na-ezubeghị oke nʼịhụnanya.

Nʼihi na Chineke enyeghị anyị mmụọ ịtụ ụjọ, kama o nyere anyị mmụọ na-emejupụta anyị nʼike, na ịhụnanya, na uche zuruoke.

Nʼihi na Chineke enyeghị anyị mmụọ ịtụ ụjọ, kama o nyere anyị mmụọ na-emejupụta anyị nʼike, na ịhụnanya, na uche zuruoke.

Nʼihi na unu anataghị mmụọ nke na-eme unu ndị ohu ọzọ nye ịtụ ụjọ, kama unu natara Mmụọ nke mere unu ụmụ Chineke. bụ site na Mmụọ ahụ ka anyị ji na-akpọ "Abba, Nna."

Deus é refúgio

O Senhor é a minha luz e minha salvação — de quem terei medo? Ele é fortaleza da minha vida — de quem me recearei?

Abụ nke iguzosi ike

Onyenwe anyị bụ ìhè m na nzọpụta m,

onye ka m ga-atụ egwu ya?

Onyenwe anyị bụ ebe siri ike nke ndụ m,

bụkwa onye ka m ga-atụ egwu?

Abụ nke iguzosi ike

Onyenwe anyị bụ ìhè m na nzọpụta m,

onye ka m ga-atụ egwu ya?

Onyenwe anyị bụ ebe siri ike nke ndụ m,

bụkwa onye ka m ga-atụ egwu?

Abụ nke iguzosi ike

Onyenwe anyị bụ ìhè m na nzọpụta m,

onye ka m ga-atụ egwu ya?

Onyenwe anyị bụ ebe siri ike nke ndụ m,

bụkwa onye ka m ga-atụ egwu?

Abụ nke iguzosi ike

Onyenwe anyị bụ ìhè m na nzọpụta m,

onye ka m ga-atụ egwu ya?

Onyenwe anyị bụ ebe siri ike nke ndụ m,

bụkwa onye ka m ga-atụ egwu?

Nʼihi na nʼụbọchị nsogbu,

ga-echebe m nʼime ebe obibi ya;

ga-ezo m nʼime ụlọ ikwu ya;

ma bulie m elu, debe m nʼelu oke nkume.

Chineke bụ ebe mgbaba anyị

Chineke bụ ebe mgbaba anyị, na ike anyị,

onye inyeaka anyị ka bụ nʼoge nsogbu.

Nʼihi ya, anyị agaghị atụ egwu, bụladị mgbe ụwa niile na-emebi,

maọbụ mgbe a na-ewezuga ugwu nʼọnọdụ ha, mee ka ha daba nʼoke osimiri.

Nʼagbanyeghị na mmiri ya na-agba aghara, na-asụkwa ụfụfụ,

maọbụ na ugwu niile na-eme mkpọtụ site nʼoke mbili elu ha. Sela

Onyenwe anyị nọnyeere m, agaghị m atụ egwu.

Gịnị ka mmadụ pụrụ ime m?

Confiar e não temer

Quando o medo chegar, confie em Deus. O Senhor é escudo e refúgio — Ele acalma tempestades e silencia todo medo.

Ma mgbe ụjọ na-atụ m, bụ na gị ka m na-atụkwasị obi m.

Ma mgbe ụjọ na-atụ m, bụ na gị ka m na-atụkwasị obi m.

Ma mgbe ụjọ na-atụ m, bụ na gị ka m na-atụkwasị obi m.

Ma mgbe ụjọ na-atụ m, bụ na gị ka m na-atụkwasị obi m.

Nʼime Chineke onye m na-eto okwu ya,

nʼime Chineke ka m na-atụkwasị obi; ụjọ agaghị atụ m.

Gịnị ka mmadụ efu pụrụ ime m?

Obi m nọ nʼọnọdụ oke ihe mgbu nʼime m;

oke ụjọ nke ọnwụ abịakwasịla m.

Ịtụ egwu na ahụ ịma jijiji abịakwasịkwala m;

oke egwu ekpuchiela m.

Tụkwasị Onyenwe anyị mkpa gị niile,

ga-agba gị ume;

gaghị ekwe

ka ewezuga onye ezi omume.

Nʼihi na etikuru m Onyenwe anyị mkpu akwa, zakwara m,

napụta m site nʼaka ịtụ ụjọ m niile.

Nʼihi na etikuru m Onyenwe anyị mkpu akwa, zakwara m,

napụta m site nʼaka ịtụ ụjọ m niile.

Nʼihi na etikuru m Onyenwe anyị mkpu akwa, zakwara m,

napụta m site nʼaka ịtụ ụjọ m niile.

Não temas — Eu estou contigo

Deus repete: não temas, porque eu sou contigo. Ele segura nossa mão direita e nos fortalece em cada situação de medo.

Ya mere, unu atụla egwu nʼihi na anọnyeere m unu.

Ka obi ghara ịlọ unu mmiri nʼihi na abụ m Chineke unu.

Aga m eme ka unu dịrị ike; aga m enyere unu aka;

aga m ejikwa aka nri nke ezi omume m kwagide unu.

Nʼihi na mụ onwe m, bụ Onyenwe anyị Chineke gị,

onye na-ejidesi aka nri gị ike

bụ onye na-asị gị, Atụla egwu;

aga m enyere gị aka.

Gwanụ ndị ahụ na-atụ egwu sị ha,

"Dịrịnụ ike, unu atụla egwu,

nʼihi na Chineke unu na-abịa.

ga-abịa ịbọtara unu ọbọ,

ịkwụghachi ndị iro unu ihe ruuru ha.

ga-abịa ịzọpụta unu."

bụ na m enyebeghị gị iwu sị gị, Nwee obi ike, dịrịkwa ike! Wezuga ụjọ niile na ịda mba nke obi. Cheta na mụ, bụ Onyenwe anyị Chineke gị, nọnyeere gị ebe ọbụla na-aga."

bụ na m enyebeghị gị iwu sị gị, Nwee obi ike, dịrịkwa ike! Wezuga ụjọ niile na ịda mba nke obi. Cheta na mụ, bụ Onyenwe anyị Chineke gị, nọnyeere gị ebe ọbụla na-aga."

Onyenwe anyị nʼonwe ya ga-eburu gị ụzọ, ga-anọnyekwara gị, gaghị ahapụ gị maọbụ gbakụta gị azụ. Atụla egwu, adala mba."

Onyenwe anyị nʼonwe ya ga-eburu gị ụzọ, ga-anọnyekwara gị, gaghị ahapụ gị maọbụ gbakụta gị azụ. Atụla egwu, adala mba."

Dịnụ ike! Nweenụ obi ike! Unu atụla ha egwu! Nʼihi na Onyenwe anyị Chineke unu ga-anọnyere unu. gaghị agbakụta unu azụ, gakwaghị ahapụ unu."

Atụkwala egwu nʼihi ha, nʼihi na mụ onwe nọnyere gị ịnapụta gị," bụ ihe Onyenwe anyị kwupụtara.

Paz que vence o medo

A paz de Cristo e a confiança no Pai celestial dissipam todo temor. Jesus disse: não se turbe o vosso coração, nem se atemorize.

Udo ka m na-ahapụrụ unu. Udo m ka m na-enyekwa unu. bụghị dị ka ụwa si enye ka m na-enye unu. Unu ekwela ka obi lọọ unu mmiri, ka ụjọ hapụkwa ịtụ unu.

Udo ka m na-ahapụrụ unu. Udo m ka m na-enyekwa unu. bụghị dị ka ụwa si enye ka m na-enye unu. Unu ekwela ka obi lọọ unu mmiri, ka ụjọ hapụkwa ịtụ unu.

Jisọs akasịe ha obi

"Ka obi ghara ịlọ unu mmiri. Kwerenụ na Chineke; kwerekwanụ na m.

Unu echegbula onwe unu banyere ihe ọbụla. Kama nʼihe niile, sitenụ nʼekpere na arịrịọ, ya na ekele, chee ihe niile na-akpa unu nʼihu Chineke. Udo Chineke, nke dị ukwuu karịa ihe ọbụla mmadụ nwere ike ịghọta, ga-eche echiche uche unu na obi unu nche nʼime Kraịst Jisọs.

Hapụrụnụ ya nsogbu unu na nchegbu unu, nʼihi na ihe banyere unu na-emetụ ya nʼobi.

Unu atụla egwu ndị pụrụ igbu naanị anụ ahụ unu, ma ha enweghị ike ịmetụ mkpụrụobi unu aka. Kama onye unu ga-atụ egwu bụ Onye ahụ nwere ike imebi anụ ahụ unu na mkpụrụobi, tụbakwa ha nʼọkụ ala mmụọ.

bụghị otu kobo ka a na-ere ụmụ nza abụọ? Ma otu nʼime ha agaghị ada nʼala ma bụrụ na Nna unu bi nʼeluigwe amaghị. bụladị agịrị isi dị nʼisi unu ka a maara ọnụọgụgụ ha. Ya mere, unu atụla egwu. Unu dị oke ọnụ karịa ọtụtụ ụmụ nza.

Coragem e segurança

O Senhor é meu pastor, nada me faltará. Mesmo no vale da sombra da morte, não temerei mal algum, porque Tu estás comigo.

A sịkwarị na m na-aga ije,

na ndagwurugwu nke ọchịchịrị ọnwụ,

agaghị m atụ egwu ihe ọjọọ ọbụla;

nʼihi na nọnyeere m,

mkpọrọ gị na mkpanaka gị

na-akasị m obi.

A sịkwarị na m na-aga ije,

na ndagwurugwu nke ọchịchịrị ọnwụ,

agaghị m atụ egwu ihe ọjọọ ọbụla;

nʼihi na nọnyeere m,

mkpọrọ gị na mkpanaka gị

na-akasị m obi.

gaghị atụ egwu ihe ịtụ oke egwu nke abalị,

maọbụ àkụ na-efegharị nʼehihie,

maọbụ ajọ ọrịa na-efe efe, nke na-ejegharị nʼọchịchịrị,

ma bụkwanụ ihe mbibi mberede na-eme nʼehihie.

Dịka nna si enwe obi ebere nʼebe ụmụ ya nọ,

otu a ka Onyenwe anyị si enwe obi ebere nʼebe ndị na-atụ egwu ya nọ,

Nʼezie, agaghị ewezuga ya nʼọnọdụ ya;

a ga-echeta onye ezi omume ruo mgbe ebighị ebi.

gaghị atụ egwu akụkọ ọjọọ;

obi ya na-eguzosi ike, na-atụkwasị Onyenwe anyị obi.

Aga m ejegharị nʼọnọdụ inwere onwe

nʼihi na achọpụtala m ụkpụrụ gị niile.

Exemplos de coragem

Gideão, Josué, Eliseu e os apóstolos enfrentaram o medo pela fé. Deus encorajou cada um deles pessoalmente.

Ọgbụgba Ndụ Chineke na Ebram

Mgbe nke a gasịrị, okwu Onyenwe anyị ruru Ebram site nʼọhụ, sị ya,

"Atụla egwu, Ebram

Abụ m ọta gị,

ụgwọ ọrụ dị ukwu nke i nwere."

Mgbe onye na-ejere onye nke Chineke ozi biliri ọtọ nʼisi ụtụtụ pụọ, hụrụ ọtụtụ ndị agha na ịnyịnya na ụgbọala, ka ha gbara obodo ha nọ gburugburu. O tiri mkpu sị, "Ewoo, onyenwe m, gịnị ka anyị ga-eme ugbu a?"

Ma Ịlaisha zara sị ya, "Atụla egwu, nʼihi na ndị nọnyere anyị dị ọtụtụ karịa ndị nọnyeere ha."

Mgbe ahụ, Ịlaisha kpere ekpere sị, "Onyenwe anyị, biko, saghee anya ya abụọ ka hụ." Onyenwe anyị meghere anya ohu Ịlaisha, mee ka hụ ịnyịnya ọkụ, na ụgbọala ọkụ jupụtara nʼugwu dị gburugburu ebe ahụ niile.

Ma Jisọs nọ nʼazụ azụ ụgbọ ahụ na-arahụ ụra nʼelu ohiri isi. Ndị na-eso ụzọ ya kpọtere ya sị ya, "Onye ozizi, o metụghị gị nʼobi na anyị nʼala nʼiyi?"

biliri ọtọ, baara ifufe ahụ mba sịkwa osimiri ahụ, "Kwụsị! Dere jii!" Ifufe ahụ kwụsịrị, ebe niile dajụrụ deere jii.

sịrị ndị na-eso ụzọ ya, "Gịnị mere unu ji atụ oke egwu? bụ na unu enwebeghị okwukwe?"

Ma mgbe ha hụrụ ya ka na-aga ije nʼelu osimiri, ha chere na bụ mmụọ, tie mkpu akwa. Nʼihi na ha niile hụrụ ya, oke ụjọ tụkwara ha.

Na-atụfughị oge, gwara ha sị, "Nweenụ obi ike! bụ m. Unu atụla egwu."

Ma mmụọ ozi ahụ sịrị ya, "Atụla egwu Meri, nʼihi na i chọtala ihuọma nʼebe Chineke nọ. Ma lee ga-atụrụ ime, mụọ nwa nwoke. ga-akpọkwa aha ya Jisọs.

"Unu atụla egwu, igwe atụrụ nta, nʼihi na tọrọ Nna unu ụtọ inye unu alaeze ahụ.

bịara nso mgbe m kpọkuru gị.

sịrị, "Atụla egwu."

Debenụ ndụ unu pụọ nʼịhụnanya nke ego, ka afọ ju unu nʼihe unu nwere, nʼihi na o kwuola,

"Agaghị m ahapụ gị.

O nwekwaghị mgbe m ga-eji gbakụta gị azụ."

Ya mere anyị pụrụ iji obi ike na-atụghị egwu kwuo,

"Onyenwe anyị bụ onye na-enyere m aka. Agaghị m atụ egwu.

Gịnị ka mmadụ pụrụ ime m?"

Ya mere anyị pụrụ iji obi ike na-atụghị egwu kwuo,

"Onyenwe anyị bụ onye na-enyere m aka. Agaghị m atụ egwu.

Gịnị ka mmadụ pụrụ ime m?"

Ebe bụ na ụmụ ndị ahụ ketara oke na anụ ahụ na ọbara, ya onwe ya sooro ha keta oke nʼụdịdị ahụ, ka o site nʼọnwụ ya laa onye ahụ nwere ike ọnwụ nʼiyi, onye ahụ bụ ekwensu. Ma tọpụ ndị ahụ niile egwu nke ọnwụ mere ka ha bụrụ ohu na ndụ ha niile.

Mosis sịrị ndị Izrel, "Unu atụkwala ụjọ, nʼihi na Chineke bịara ịnwale unu ime ka unu na-atụ ya egwu mgbe ọbụla ka unu ghara imehie megide ya."

Ma gị nwa nke mmadụ, atụla ha egwu. Ka ụjọ okwu si ha nʼọnụ ghara ịtụkwa gị. Atụla egwu, bụladị ma a sị na ogwu na uke gbara gị gburugburu, bụladị ma a sị na i bi nʼetiti ụmụ akpị. Ka ụjọ ghara ịtụ gị nʼihi okwu ọnụ ha, ekwekwala ka ha menye gị egwu, nʼihi na ha bụ ndị na-enupu isi.

Atụkwala egwu, gị ala Juda,

kama ṅụrịa ọṅụ, nweekwa obi ụtọ,

nʼezie, Onyenwe anyị arụọla ọrụ dị ịtụnanya.

Ndị na-eme ezi ihe anaghị atụ egwu ndị nọ nʼọchịchị, kama ndị na-atụ ha egwu bụ ndị na-eme ihe ọjọọ, ya mere bụrụ na chọghị ịtụ ndị na-achị achị egwu, mee ihe dị mma, ha ga-etokwa gị.

Ma onye na-ege ntị nʼokwu m ga-ebi obi ntụkwasị obi.

ga-anọ jụụ na-enweghị ihe ọbụla ga-atụ ya egwu."

Ịtụ egwu mmadụ bụ ihe ịma nʼọnya,

ma onye ọbụla na-atụkwasị Onyenwe anyị obi na-anọ nʼudo.

Mgbe ga-edina ala, gaghị atụ egwu,

ga-edina ala ụra gị ga-adị ụtọ.

Ma a sịkwarị na unu ahụ ahụhụ nʼihi na unu mere ihe ziri ezi, ngọzị dịrị unu. "Unu atụla egwu ihe ha na-atụ egwu, ka obi gharakwa ịlọ unu mmiri."

Seja o primeiro
Publicidade
Bíblia Online Bíblia Online

Bíblia Online • Versão: 2026-06-28_14-13-17-