Pular para o conteúdo
Publicidade

Reino

Por Bíblia Online

O Reino de Deus é o tema central da pregação de Jesus. Desde o início de seu ministério, Ele proclamou: 'Arrependei-vos, porque é chegado o Reino dos céus.'

O anúncio do Reino

Jesus inaugurou seu ministério proclamando a chegada do Reino. Ele convida todos ao arrependimento e à fé nessa nova realidade.

Site nʼoge ahụ gaa nʼihu Jisọs bidoro na-ekwusa na-asị, "Chegharịanụ, nʼihi na alaeze eluigwe dị nso."

sịrị, "Oge ahụ eruola, alaeze Chineke dị nso. Chegharịanụ ma kwerekwanụ nʼoziọma."

Gwọọnụ ndị ọrịa nọ nʼebe ahụ, gwakwanụ ha sị, Alaeze Chineke adịla unu nso.

Lee ka ha si maa mma nʼelu ugwu

bụ ụkwụ ndị na-eweta oziọma,

onye na-ekwusa okwu udo,

e, onye na-eweta akụkọ ọma,

onye na-agbasa akụkọ banyere nzọpụta,

onye na-asị Zayọn,

"Lee, Chineke gị bụ eze!"

A natureza do Reino

O Reino de Deus é governo soberano do Senhor sobre todas as coisas. Ele é o Rei eterno, imortal e invisível.

Ugbu a, ka enye Eze ahụ na-adị ruo mgbe niile, Onye na-adịghị anwụ anwụ, Onye a na-adịghị ahụ anya, Onye naanị ya bụ Chineke, nsọpụrụ na otuto ruo mgbe niile ebighị ebi. Amen.

Gị onwe gị, Onyenwe anyị nwe ịdị ukwu, na ike,

na ịma mma, na ugwu eze, na ebube,

nʼihi na ihe niile nʼeluigwe na nʼụwa bụ nke gị.

Gị onwe gị, Onyenwe anyị nwe alaeze.

Gị kwa ka e buliri elu dịka onye na-achị isi nʼelu ihe niile.

Onye bụ eze ebube a?

bụ Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile,

bụ ya bụ Eze ebube! Sela

Nʼihi na Onyenwe anyị bụ onye ikpe anyị.

Onyenwe anyị bụ onye na-enye anyị iwu.

Onyenwe anyị bụ eze anyị,

bụ ya na-azọpụta anyị.

Ma Onyenwe anyị ga-abụ eze nʼelu ụwa niile. Nʼụbọchị ahụ, naanị otu Onyenwe anyị ga-adị, naanị aha ya kwa ka a ga na-efe ofufe.

Entrar no Reino

Para entrar no Reino é preciso nascer de novo, tornar-se como criança e buscar primeiro a justiça de Deus acima de tudo.

Jisọs zara sị ya, "Nʼezie, nʼezie agwa m unu, bụrụ na amụghị mmadụ ọzọ, pụghị ịhụ alaeze Chineke anya."

Ma Jisọs sịrị, "Nʼezie, nʼezie agwa m unu, bụrụ na amụghị mmadụ site na mmiri na Mmụọ Nsọ, o nweghị ike ịba nʼalaeze Chineke.

Ma burunu ụzọ chọọ alaeze ya na ezi omume ya, a ga-atụkwasịkwara unu ihe ndị a niile.

Ma Jisọs sịrị ha, "Kweenụ ka ụmụntakịrị bịakwute m, unu egbochikwala ha. Nʼihi na alaeze eluigwe bụ nke ndị dị otu a."

Ngọzị na-adịrị ndị a na-emegbu nʼihi ezi omume,

nʼihi na alaeze eluigwe bụ nke ha.

Aga m enye gị mkpisi igodo alaeze eluigwe. Ihe ọbụla ga-eke agbụ nʼelu ụwa, ka a ga-ekekwa agbụ nʼeluigwe. Ihe ọbụla ga-atọpụ nʼagbụ nʼụwa, a ga-atọpụkwa ya nʼeluigwe."

Cidadãos do Reino

Os cristãos são concidadãos dos santos e membros da família de Deus, chamados a viver dignamente do Reino que receberam.

Matakwanụ ugbu a na unu abụkwaghị ndị mba ọzọ na ndị ọbịa. Unu esorola ndị nsọ bụrụ diala na ndị so nʼezinaụlọ Chineke, nke a rụkwasara nʼelu ntọala nke ndị ozi na ndị amụma, nke Kraịst Jisọs nʼonwe ya bụ nkume isi ntọala ya.

"Unu atụla egwu, igwe atụrụ nta, nʼihi na tọrọ Nna unu ụtọ inye unu alaeze ahụ.

Ndị a gọziri agọzi na ndị dị nsọ bụ ndị ahụ ketara oke na mbilite nʼọnwụ nke mbụ ahụ. Ọnwụ nke abụọ enweghị ike nʼebe ha nọ, nʼihi na ha ga-abụ ndị nchụaja Chineke na nke Kraịst, sorokwa ya chịa ọchịchị puku afọ.

bụ na unu amaghị na ndị na-eme ajọ omume dị otu a enweghị oke ọbụla nʼalaeze Chineke? Unu ekwela ka eduhie unu. Nʼihi na dịghị onye ọbụla na-akwa iko, na ndị na-efe arụsị, ndị ikom nwere nwunye na-akwa iko, na ndị ikom na-eji ndị ikom ibe ha akwa iko, ndị niile na-ezu ohi, ndị anya ukwu, ndị na-aṅụbiga mmanya oke, ndị nkwutọ, maọbụ ndị na-apụnara mmadụ ihe ha nwere, agaghị eketa oke nʼalaeze Chineke.

Seja o primeiro