Pular para o conteúdo
Publicidade

1 Coríntios 2

Amamihe Chineke

6 Ma otu dị, anyị na-ekwu okwu amamihe nʼebe ndị tozuru oke nọ. Ma bụghị amamihe nke oge a, maọbụ nke ndị na-achị ụwa taa, bụ ndị na-aghaghị ịla nʼiyi. 7 Kama anyị na-ekwu okwu amamihe nke Chineke nʼụzọ dị omimi, bụ amamihe Chineke zonarịrị ụmụ mmadụ site na mbụ, nke Chineke kara aka tupu e kee ụwa na a ga-ekpughe ya nʼoge a maka iwetara anyị otuto.

Veja também