20 Onye ọbụla na-asị, "Ahụrụ m Chineke nʼanya," ma nọgide na-akpọ nwanna ya asị, onye ahụ bụ onye ụgha. Nʼihi na ọ bụrụ na ọ hụghị nwanna ya nʼanya, bụ onye ọ na-ahụ anya kwa ụbọchị, ọ pụghị ịhụ Chineke nʼanya bụ onye ọ na-ahụbeghị anya.
Publicidade

+581 estão orando agora.
Junte-se à corrente de oração.