Pular para o conteúdo
Publicidade

1 Pedro 1

10 Banyere nzọpụta a, ndị amụma ahụ kwuru ihe banyere amara ahụ gaje ịbịara unu jiri nnọọ nwayọọ nyochasịa 11 ma gbalịsie ike ịchọpụta oge na ọnọdụ ahụ bụ nke Mmụọ Kraịst dị nʼime ha kwuru banyere ya, mgbe gbara ama maka ahụhụ Kraịst na ebube nke ga-eso ya.

Veja também