Pular para o conteúdo
Publicidade

1 Samuel 1

22 Hana esoghị ha, gwara di ya, "Mgbe nwantakịrị a kwụsịrị ịṅụ ara,1:22 Nʼoge ochie, adịghị anapụ ụmụntakịrị ara ọsịịsọ, kama ọ bụ mgbe ha gbara afọ atọ maọbụ karịa. ka m duru ya ga chee ya nʼihu Onyenwe anyị, ga-ebikwa nʼebe ahụ ruo mgbe ebighị ebi."

23 Elkena bụ di ya sịrị ya, "Mee ihe ọbụla i chere kwesiri ekwesi. Nọdụ ruo mgbe hapụrụ ịṅụ ara, ma ka Onyenwe anyị mezuo okwu ya." Hana nọgidere nʼụlọ tutu ruo mgbe zụlitere nwantakịrị ahụ, kwụsị ya ịṅụ ara.

24 Mgbe kwụsịrị nwantakịrị ahụ ịṅụ ara, nwantakịrị ahụ ka dị ntakịrị. Ma o duuru ya, jiri oke ehi gbara afọ atọ, na iri lita ụtụ ọka abụọ na abụọ, na otu karama mmanya, gaa nʼụlọ Onyenwe anyị dị na Shaịlo.

Veja também