23 Nʼihi na nnupu isi dịka mmehie ịgba afa,
mpako dịkwa njọ dịka ikpere arụsị.
Nʼihi na ị jụla okwu Onyenwe anyị
ya onwe ya ajụkwala gị dịka eze."
23 Nʼihi na nnupu isi dịka mmehie ịgba afa,
mpako dịkwa njọ dịka ikpere arụsị.
Nʼihi na ị jụla okwu Onyenwe anyị
ya onwe ya ajụkwala gị dịka eze."