Pular para o conteúdo
Publicidade

1 Samuel 20

16 Jonatan na ụlọ Devid gbara ndụ. O kwuru sị, "Ka Onyenwe anyị kpee ndị iro Devid niile ikpe." 17 Jonatan mere ka Devid site nʼịhụnanya hụrụ ya ṅụọra ya iyi. Nʼihi na Jonatan hụrụ Devid nʼanya dịka hụrụ onwe ya.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também