13 Ọ bụ nʼihi na e buru ụzọ kee Adam tupu e kee Iiv. 14 Ọ bụkwaghị Adam ka a ghọgburu, kama ọ bụ nwanyị ka a ghọgburu mee ka ọ bụrụ onye mmebi iwu.