Pular para o conteúdo
Publicidade

1 Timoti 3

Ndị ndu chọọchị

1 Nke a bụ okwu kwesiri ntụkwasị obi ma bụrụkwa eziokwu, bụ nke na-asị, bụrụ na onye ọbụla na-achọ ọnọdụ ịbụ ụkọchukwu, na-achọ ezi ọrụ kacha mma. 2 Ya mere onye ụkọchukwu3:2 Maọbụ, Onye nlekọta kwesiri ịbụ onye a na-adịghị ata ụta, onye lụrụ otu nwunye, onye obi umeala, onye na-achịkọta onwe ya nke ọma, onye nwere nsọpụrụ, onye na-anabata ndị ọbịa nʼụlọ ya, nakwa onye nwere ike ikuzi ihe. 3 gaghị abụ onye na-aṅụbiga mmanya oke, gaghị abụ onye na-alụkarị ọgụ, kama ga-abụ onye dị nwayọọ, onye na-ahụghị okwu na ụka nʼanya, na onye na-adịghị ahụ ego nʼanya. 4 ga-abụ onye na-achịzi ezinaụlọ ya nke ọma, bụrụkwa onye na-achịkwa ụmụ ya inwe nsọpụrụ nʼụzọ ọbụla. 5 (Nʼihi na bụrụ na mmadụ enweghị ike chịkọtazie ezinaụlọ ya, ga-esi aṅaa chịzie chọọchị Chineke?) 6 gaghị abụ onye chegharịrị ọhụrụ, ma bụghị ya, ga-afụlị onwe ya elu nʼịnya isi, ma si otu a daba nʼọmụma ikpe dị ka ekwensu. 7 ga-abụkwa onye nwere ezi ama nʼebe ndị nọ nʼezi nọ, ka ghara ịdaba nʼọnọdụ ihere nakwa nʼọnya ekwensu.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também