Pular para o conteúdo
Publicidade

1 Timoti 3

16 Karịchasịa nke a, bụ ihe omimi dị ukwuu, bụ ntọala ebe ezi ịdị nsọ si walite:

pụtara ihe nʼụdịdị mmadụ,

Mmụọ Nsọ gosiri na bụ onye ezi omume,

ndị mmụọ ozi hụrụ ya,

e kwusara ihe banyere ya nye mba niile,

ụwa niile kwenyeere na ya,

a nabatakwara ya nʼebube nke eluigwe.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também