Pular para o conteúdo
Publicidade

2 Ndị Eze 2

9 Mgbe ha abụọ gafesịrị, Ịlaịja jụrụ Ịlaisha ajụjụ sị ya, "Gịnị ka chọrọ ka m meere gị tupu e site nʼebe nọ wepụ m?"

Ịlaisha rịọrọ sị ya, "Biko, mee ka m nweta ụdị mmụọ i nwere okpukpu abụọ."

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também