Pular para o conteúdo
Publicidade

Ọrụ Ndị Ozi 18

9 Onyenwe anyị gwara Pọl nʼọhụ nʼotu abalị sị, "Atụla egwu, kwusie okwu ike, emechikwala ọnụ gị. 10 Nʼihi na anọnyeere m gị. dịkwaghị onye ọbụla pụrụ imerụ gị ahụ. Enwekwara m ọtụtụ mmadụ nʼime obodo a."

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também