Pular para o conteúdo
Publicidade

Ọrụ Ndị Ozi 8

30 Filip gara nso, nụkwa ka na-agụ akwụkwọ Aịzaya onye amụma. sịrị, "na-aghọta ihe na-agụ?"

31 sịrị, "M ga-esi aṅaa ghọta, ma mmadụ ezighị m?" rịọrọ Filip ka rigota nʼụgbọala ahụ, soro ya nọdụ nʼime ya.

32 Mpaghara akwụkwọ nsọ na-agụ bụ nke a,

"E duuru ya dị ka atụrụ gaa nʼebe a ga-egbu ya.

Dịka nwa atụrụ na-anọ nwayọọ nʼihu onye na-akpacha ya ajị,

otu a ka na-emegheghị ọnụ ya.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também