Pular para o conteúdo
Publicidade

Resultados da busca por "fé"

125 resultados encontrados

  1. Salmos 2

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 2
    Mostrando versículos 4–11 de 12

    4Onye na-anọdụ nʼeluigwe na-achị ọchị.Onyenwe anyị na-akwa ha emo.

    5Mgbe ahụ, ọ na-eji iwe baara ha mbamee ka ụjọ jupụta ha obi nʼihi oke iwe ya.

    11Jirinụ ịtụ egwu fee Onyenwe anyị ofufe;jirikwanụ ịma jijiji ṅụrịa ọṅụ nʼihu ya.

  2. Êxodo 5

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 5
    Mostrando versículos 5–20 de 23

    5Fero gara nʼihu sị, "Lee, ka ndị obodo a si dị ọtụtụ ugbu a, ihe unu na-eme bụ naanị igbochi ha ịrụ ọrụ ha."

    17Fero zaghachiri ha sị, "Ndị umengwụ! Nʼezie ndị umengwụ ka unu bụ. Ọ bụ ya mere unu ji nọgide na-asị, ‘Ka anyị gaa chụọrọ Onyenwe anyị aja.’

    20Mgbe ha si nʼihu Fero pụọ, ha zutere Mosis na Erọn ebe ha nọ na-eche ha.

  3. Êxodo 2

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 2
    Mostrando versículos 8–23 de 25

    8Ada Fero zaghachiri sị, "Ee, gaa mee otu ahụ." Nwaagbọghọ ahụ gara ngwangwa nʼụlọ ha kpọọ nne nwantakịrị ahụ.

    10Mgbe nwantakịrị ahụ tolitere, nne ya kulaara ya ada Fero, ka ọ bụrụ nwa ada Fero. Aha ada Fero gụrụ ya bụ Mosis, nʼihi ọ sịrị, "Esi m na mmiri gụpụta ya."

    23O ruo, mgbe ọtụtụ ụbọchị gara, Fero eze Ijipt nwụrụ. Nʼoge a, ụmụ Izrel nọ na-asụ ude nʼime ọnọdụ ịbụ ohu ha. Ha kwara akwa nke ukwuu. Akwa ha kwara ka e nyere ha aka nʼihi ọnọdụ ịbụ ohu ha ruru Chineke ntị.

  4. Êxodo 12

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 12
    Mostrando versículos 2–26 de 51

    2"Ọnwa a ga-abụrụ unu isi ọnwa. Ọ ga-abụ ọnwa mbụ nke ọnwa niile nʼafọ unu.

    22Were ahịhịa hisọp, denye ya nʼọbara si nʼatụrụ ndị a nke a ga-awụnye nʼefere, tee ya nʼelu ibo na nʼakụkụ abụọ nke ọnụ ụzọ ụlọ unu. Onye ọbụla nʼime unu agaghị apụ nʼezi tutu ruo ụtụtụ.

    26Mgbe ụmụ unu ga-ajụ unu ajụjụ sị, ‘Gịnị ka ofufe a pụtara?’

  5. Êxodo 6

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 6
    Mostrando versículos 27–30 de 30

    27Ha bụ ndị gwara Fero, eze Ijipt okwu banyere ime ka ụmụ Izrel site nʼala Ijipt pụọ. Ọ bụkwa otu Mosis na Erọn ahụ.

    29ọ sịrị ya, "Mụ onwe m bụ Onyenwe anyị, gaa gwa Fero eze Ijipt ihe niile m gwara gị."

    30Mosis kwuru nʼihu Onyenwe anyị sị, "Lee, abụ m onye na-adịghị ekwuzi okwu nke ọma, gịnị mere Fero ga-eji gee ntị nʼihe m ga-agwa ya?"

Léxico (correspondência exata) Semântico (correspondência relacionada) Versículos omitidos Contexto do capítulo