2Mgbe ọ gara ịgwa Fero okwu, o duuru mmadụ ise nʼetiti ụmụnne ya ndị ikom gosi ha Fero.
8Fero jụrụ Jekọb sị, "Ị gbaala afọ ole ugbu a?"
10Jekọb gọziri Fero, site nʼihu ya pụọ.
125 resultados encontrados
2Mgbe ọ gara ịgwa Fero okwu, o duuru mmadụ ise nʼetiti ụmụnne ya ndị ikom gosi ha Fero.
8Fero jụrụ Jekọb sị, "Ị gbaala afọ ole ugbu a?"
10Jekọb gọziri Fero, site nʼihu ya pụọ.
32Ihe mere Fero ji rọọ nrọ a ugboro abụọ bụ nʼihi na Chineke ekpebiela na ihe ndị a ga-emezuriri. Chineke ga-emekwa ya nʼoge na-adịghị anya.
37Ntụpụta ahụ dị mma nʼanya Fero na ndịisi ọchịchị ya.
41Fero gwara Josef, "Lee, emeela m gị onye nlekọta ala Ijipt niile."
1Ugbu a, okwukwe bụ inwe obi ike banyere ihe ndị a na-ele anya ha na inwe owuweanya banyere ihe a na-ahụbeghị anya.
2Nʼihi na ọ bụ site nʼokwukwe ka e ji gbaara ndị ochie ama.
24Site nʼokwukwe, Mosis e kweghị aza nwa ada Fero mgbe o tolitere.
1Nʼafọ nke iri, nʼọnwa nke iri, nʼụbọchị nke iri na abụọ, okwu nke Onyenwe anyị ruru m ntị, sị,
2"Nwa nke mmadụ, chee ihu gị nʼIjipt buo amụma megide Fero bụ eze Ijipt, na ala Ijipt niile.
3Gwa ya okwu, sị, ‘Otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị sịrị:" ‘Lee, mụ onwe m na-emegide gị, Fero eze Ijipt,gị onye bụ ogologo anụ ọjọọ ahụ na-amakpu nʼetiti mmiri iyi.Nʼihi na ị sịrị, "Ọ bụ m nwe Naịl,ọ bụkwa mụ onwe m mere ya nye onwe m."
6Ihe e si nʼanụ ahụ mụọ bụ anụ ahụ, ma ihe a mụrụ site na Mmụọ bụ mmụọ.
8Ifufe na-efe nʼebe ọbụla masịrị ya. I nwere ike nụ ụzụ ya ma ịmataghị ebe o si abịa maọbụ ebe ọ na-aga. Otu a ka ọ dịkwara onye ọbụla a mụrụ site na Mmụọ."
34Nʼihi na onye Chineke zitere na-ekwu okwu Chineke. Nʼihi na ọ na-enye Mmụọ ya nʼuju.
12bụ onye anyị nwere ntụkwasị obi na obi siri ike ịbịakwute site nʼokwukwe anyị nwere na ya.
17ka Kraịst nwee ike biri nʼobi unu site nʼokwukwe, ka unu ndị gbanyere mgbọrọgwụ guzosiekwa ike nʼịhụnanya.
21ọ bụ ya ka otuto dịrị nʼime chọọchị na nʼime Kraịst Jisọs ruo ọgbọ niile nke mgbe niile, ebighị ebi ruo ebighị ebi. Amen.
7Igal nwa Josef, onye si nʼebo Isaka.
8Hoshea nwa Nun, onye si nʼebo Ifrem
14Nabi nwa Vofusi, onye si nʼebo Naftalị.
37Matanaya, Matenai na Jaasu.
38Site nʼikwu Bani:Binui na Shimei,
42Shalum, Amaraya na Josef.
10Ka ihe ọtụtụ unu ji ere ahịa unu bụrụ ezigbo efa na ezigbo baf45:10 Otu ihe ọtụtụ bat na-erite galọọnụ isii nke a na-ejighị aghụghọ kpụọ.
11Ka ihe ọtụtụ homa bụrụ ihe unu ga-eji na-atụ ihe niile, ma mmanụ, ma ọka. Ihe ọtụtụ ndị ọzọ unu ga-enwe ga-abụ efa, nke bụ otu ụzọ nʼụzọ iri nke homa, maka ịtụ ihe dịka ọka. Nke ọzọ bụ baf, nke bụkwa otu ụzọ nʼụzọ iri nke homa, maka ịtụ ihe dịka mmanụ.
13" ‘Nke a bụ onyinye pụrụ iche unu ga-enye: otu ụzọ nʼụzọ isii nke efa, site nʼotu homa nke ọka wiiti unu. Unu ga-enyekwa otu ụzọ nʼụzọ isii nke efa45:13 Ihe ruru kilogram abụọ na ụma asaa site nʼotu homa ọka balị unu.
29Lee, Onyenwe anyị enyela unu ụbọchị izuike. Ya mere, nʼụbọchị nke isii ọ na-enye unu nri ga-ezuru unu abalị abụọ. Onye ọbụla nʼime unu kwesiri ịnọgide nʼụlọ unu. Unu ekwesighị ịpụ apụ."
30Nʼihi nke a, ndị Izrel niile zuru ike nʼụbọchị nke asaa.
36(Ihe ọtụtụ ọmaa bụ otu ọtụtụ nʼime ọtụtụ iri nke ga-eju ihe ọtụtụ efaf.)
2nke anọ Noha, na nke ise Rafa.
5Gera, Shefufan na Huram.
31Gedoa, Ahio na Zeka
8Kama, ọ bụ nʼihi Onyenwe anyị hụrụ unu nʼanya, mezuokwa iyi ọ ṅụrụ nye nna nna unu ha, ka o ji site nʼaka ya dị ike gbapụta unu site nʼala ebe unu bụ ndị ohu, site nʼike nke Fero, bụ eze Ijipt.
9Matanụ nke ọma na Onyenwe anyị bụ Chineke unu bụ Chineke. Ọ bụ Chineke kwesiri ntụkwasị obi, onye na-edebe ọgbụgba ndụ ịhụnanya ya ruo puku ọgbọ, nye ndị niile hụrụ ya nʼanya, ndị na-edebe ihe niile o nyere nʼiwu.
18Ma unu atụla egwu! Naanị chetanụ ihe Onyenwe anyị bụ Chineke unu mere Fero na ndị Ijipt niile.
8Onye na-eche echiche ime ihe ọjọọka a ga-agụ dịka onye nzube ihe ọjọọ
26Ọsịsa ziri ezibụ ihe na-egosi ikwesi ntụkwasị obi.24:26 Dịka nsusu e susuru nʼegbugbere ọnụ
33Nwa ụra nta, nwa iru ụra nta,nwa ịchịkọba aka nta zuo ike
3O Chineke, echetara m gị, sụkwaa ude;echere m echiche, mkpụrụobi m dakwara mba. Sela
14Ị bụ Chineke onye na-arụ ọrụ ebube dị iche iche;ị na-egosipụta ike gị nʼetiti ụmụ mmadụ.
15I ji aka gị dị ike gbapụta ndị gị,bụ ụmụ ụmụ Jekọb na Josef. Sela
2onye a gbara ama banyere ihe niile ọ hụrụ, okwu Chineke, na ọgbụgba ama Jisọs Kraịst.
5sitekwa nʼaka Jisọs Kraịst, onye bụ onyeama kwesiri ntụkwasị obi, na onye mbụ sitere na ndị nwụrụ anwụ bilie, nakwa onye na-achị ndị eze niile nke ụwa.Nye onye ahụ hụrụ anyị nʼanya ma meekwa ka anyị site nʼọbara ya nwere onwe anyị pụọ na mmehie.
18Abụ m onye ahụ na-adị ndụ. Anwụrụ m anwụ, ma lee, ana m adị ndụ ruo mgbe niile ebighị ebi. Ọ bụkwa m ji ọtụghe igodo nke ọnwụ na nke ọkụ ala mmụọ.
7Chetanụ ndịisi unu, ndị gwara unu okwu Chineke. Tuleenụ otu ndụ siri dị, na-eṅomikwanụ okwukwe ha.
21mee ka unu zuo oke nʼezi ihe ọma niile ọbụla, nke ga-enyere unu aka ime ihe ọ na-achọ. Ka ọ rụpụta nʼetiti anyị ihe ndị ahụ niile na-atọ ya ụtọ site na Jisọs Kraịst, onye otuto niile dịrị ruo mgbe niile ebighị ebi. Amen.
25Ka amara dịnyere unu niile.
24nke Harif, otu narị na iri na abụọ (112),
30ndị Rema na Geba, narị isii na iri abụọ na otu (621),
32ndị Betel na Ai, otu narị na iri abụọ na atọ (123),
16eze Makeda, otueze Betel, otu
17eze Tapụọa, otueze Hefa, otu
18eze Afek, otueze Lasharọn, otu
7Alụsịala m ọgụ ọma ahụ, agbasịala m ọsọ ahụ, edebezuokwala m okwukwe ahụ.
12Ezipụla m Taịkikọs ka ọ gaa Efesọs.
15Kpachara anya nʼebe ọ nọ, nʼihi na o guzosiri ike megide ihe niile anyị kwuru.
1Onyenwe anyị zara Job sị:
9Ogwe aka gị ọ dị ike dịka nke Chineke?Olu gị ọ pụrụ ịda ụda dịka nke ya?
16Lee ike dị nʼukwu ya,leekwa ike dị nʼime afọ ya.