Pular para o conteúdo
Publicidade

Ọpụpụ 4

10 Mosis sịrị Onyenwe anyị, "Biko Onyenwe m, abụghị m onye mara ekwu okwu. nwebeghị oge m ji bụrụ onye ọka okwu, na mgbe gara aga maọbụ site na mgbe gwara ohu gị okwu. Lee, onye nwere ire na egbugbere ọnụ dị arọ ka m bụ."

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também