Pular para o conteúdo
Publicidade

Filipenses 2

Ịṅomi ịdị umeala nke Kraịst

1 Ya mere, bụrụ na e nwere nkasiobi ọbụla dịrị anyị nʼihi njikọta e jikọtara anyị na Kraịst, bụrụkwa na e nwere inyeaka ọbụla site nʼịhụnanya ya, bụrụkwa na dị nnwekọ ọbụla anyị na Mmụọ na-enwekọ, bụrụ na unu nwere obi nro na ọmịiko, 2 meenụ ka ọṅụ m zuo oke, site nʼinwe nkwekọta nʼihe ọbụla, site nʼịhụrịta onwe unu nʼanya, sitekwa nʼinwekọ otu mmụọ, na otu uche.

Veja também

Filipenses
Ver todos os capítulos de Filipenses