Pular para o conteúdo
Publicidade

Jenesis 11

Ụlọ elu Babel

1 Nʼoge ahụ, ụwa niile nwere naanị otu asụsụ, okwu niile bụkwa otu.

9 bụkwa nke a mere e ji kpọọ obodo ahụ Babel11:9 Babel ya bụ Babilọn pụtara ọgbaaghara nʼasụsụ Hibru. nʼihi na bụ nʼebe ahụ ka Onyenwe anyị wetara ọgbaaghara nʼasụsụ ndị niile bi nʼụwa. bụkwa nʼebe ahụ ka Onyenwe anyị si gbasasịa ha nʼelu ụwa dum.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também