Pular para o conteúdo
Publicidade

Jenesis 18

10 sịrị ya, "Nʼezie, mụ onwe m ga-alọghachikwute gị nʼoge a nʼafọ ọzọ, Sera nwunye gị ga-amụta nwa nwoke."

Sera guzo nʼime ụlọ ikwu ahụ nke dị nʼazụ Ebraham na-ege ntị nʼihe ha na-ekwu. 11 Nʼoge a, Ebraham na Sera emeela nnọọ agadi, gbaakwa isi awọ. Sera agafeela oge ịmụta nwa. 12 Ya mere, mgbe Sera nụrụ ihe Onyenwe anyị kwuru, chịrị ọchị sị, "Agadi nwanyị dịka m o si aṅaa amụta nwa, ugbu a onyenwe m karala nka?"

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também