Pular para o conteúdo
Publicidade

Jenesis 21

Ọmụmụ Aịzik

1 Onyenwe anyị jiri amara leta Sera dịka o kwuru na ga-eme. Onyenwe anyị meere Sera ihe o kwere na nkwa. 2 Sera tụụrụ ime, mụọra Ebraham nwa nwoke nʼoge o merela agadi. mụrụ ya nʼoge ahụ a kara aka Chineke kwere ya na nkwa.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também